![Hello Mum](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/02/03/873d99fe15e04bf48a694d8cb82a76c3H3000W3000_464_464.jpg)
Hello Mum Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2025
Lyrics
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Na bata nkpuru obi ya
Onye ma zi nu n'oga eme
Okwute ndi n'ewu ulo juru aju
Mayor ka ndi uwa n'ele zi
My music travel oversea
Onye ma kwa nu n'oga eme
Ije enu uwa bu akaraka
Okwa chukwu ka odi n'aka
Gba wa mbo gi n'ndu bu isi
Biko chukwu
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Na bata nkpuru obi ya
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Na bata kwa nkpuru obi ya
Dr Mrs bright nne m
O kwa chima nwa gi n'ebe
Elu uwa di zi ka mami
Akwa alili ka m n'ebe
Eche tara m years ago
So many many years ago
Mama m tara anyi afufu
Ebe o n'acho ihe anyi ga eri
Every anyasi mama n'ebe
Chukwu biko le kwa umu m eh
O ga n'iru na ndu ka o na ayo
Nwanyi CWO n'ebe
Mama m kporo Echimaechi
Gba wa mbo achu n'uwa na ike
Destiny can never be denied
E mesia ihe ga a di nma
Maka na papa m anwu go kwa
Mama m gbara mbo ka anyi bilie
Afufu uwa kpuru anyi isi
E mesiri mama m anwuo
Biko chukwu
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Na bata nkpuru obi ya
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Na bata kwa nkpuru obi ya
Hello mummy
O bu Echimaechi your pikin
How're you doing
I hope this letter meet you fine
A di m sorry that I've not written you for a while
O ge iha pure anyi, life hitiri anyi so hard
The world a di go funny ka o bu nollywood
Mummy o diro zi otu odi bu ka ngbe anyi no na hood
Ndi iyere aka promised they will stand by us
Mummy ogba juo doro only God saved us
Kita nwa gi bu zi onye uwa n'ele
Its mayor O'clock ma na oversea egwu m n'ere
Hustle and pray that's the only thing I practice
From grass to grace oluwa di kwa active
Mummy worry not ede go afa nwa gi na C of Os
So ihe anyi n'ayo olisa bu ndu n'aku bu many Os
RIP mum you know I miss you so much
Ka nkpuru obi gi zuo ike na ndokwa mummy
Biko chukwu
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Na bata nkpuru obi ya
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Mere nne m ebere
Na bata kwa nkpuru obi ya