Loading...

Download
  • Genre:Others
  • Year of Release:2025

Lyrics

Let's live in peace

Udoamaka


Mayormike

Onye igba


As we dey hustle for money

Ka anyi biri n'udo

Onye egbu le nwanne maka isi benji, don't kill for money

You get am today, I ma ihe echi ga a bu

If I offend you, biko nwanne gba ghara. forgive and forget


Onye ma echi oh, onye ma uwa ah. onye ma echi n'uwa

Ome gbu nwa ogbenye, I furu chi ya anya. I furu chi m anya

Echi di ime, bia kwa kwo lu nwa n'azu

If I offend you, nwanne biko gba ghalu


Ihe ahu n'esere anyi

Ka anyi mezie n'oka nma

Ezi nwanne m

Ka anyi mezie n'oka nma

The thing wey dey vex you

Let's settle na udo ka nma

Ezi nwanne m

Ka anyi mezie n'oka nma

Ihe ahu n'esere anyi

Ka anyi mezie n'oka nma

Ezi nwanne m

Ka anyi mezie n'oka nma

That thing wey dey vex you

Let's settle na udo ka nma

Ezi nwanne m

Ka anyi mezie n'oka nma


Nwanne forgive and forget

Na iwe nwanne adighi eru n'okpukpu

Let's unite in one mind

Anyi ncha ga ebute ike a kpokom

Chukwu gozie gi n'uwa

Gba lia gozie another

No matter how hard the thing pain you

Biko egbu le another, egbu le nwanne gi


Onye ma echi oh, onye ma uwa ah. onye ma echi n'uwa

Ome gbu nwa ogbenye, I furu chi ya anya. I furu chi m anya

Echi di ime, bia kwa kwo lu nwa n'azu

If I offend you, nwanne biko gba ghalu. forgive and forget


Ihe ahu n'esere anyi

Ka anyi mezie n'oka nma

Ezi nwanne m

Ka anyi mezie n'oka nma

The thing wey dey vex you

Let's settle na udo ka nma

Ezi nwanne m

Ka anyi mezie n'oka nma

Ihe ahu n'esere anyi

Ka anyi mezie n'oka nma

Ezi nwanne m

Ka anyi mezie n'oka nma

That thing wey dey vex you

Let's settle na udo ka nma

Ezi nwanne m

Ka anyi mezie n'oka nma


Udoamaka

Try to forgive your brother

Echi di ime

Onye ma ihe echi go amu


Ya gazie

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234
          -You can log in via below methods-
          Reset password via e-mail
          -or-
          Reset password via e-mail
          If you have any questions, please feedback on Boomplay App or send an email to [email protected].

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status