![Chukwunemelum](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/12/13/a47f839fd7b84acfb832eeb348223b79H3000W3000_464_464.jpg)
Chukwunemelum Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
N'eluigwe n'eluuwa eh
Okwa so gi na-achi eze
Oke mmanwu n'eti onwe ya
Oke osisi n'enye ndu eh
N'eluigwe n'eluuwa eh
Okwa so gi na-achi eze
Oke mmanwu n'eti onwe ya
Oke mmiri n'ebu ogwe
Unu mana Chukwu n'emelum eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Umuigbo imana Chukwu n'emelum eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
M jebe ejebe okwa Chukwu n'edunumu eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
M naba anaba okwa Chukwu n'edunumu eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Ogbajuolum okwa Chukwu n'azonumu eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Imana M nwebe mkpa n'okwa Chukwu n'egbolumu ya eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Iyeee iyeee iyeee iyeeeee
M wee kobalu chim n'enuuwa ka-osi diri mu oh
M wee kpoba chi na-aza oku doo zazienu mu oh
Olisa doooooo
Oburu n'isere aka
Aru na-oga emekwa
Olisa biko gbata oso eh
Olisa biko gbata oso eh
Leenu nwanne n'egbu nwanne n'enuuwa enyi n'egbu ibe ya
Ilo na-uka bu ujo eh inugo
Eeyi giri giri
Eww imana opupu bu ije anyi o n'igba mbo
Mbata bu ije anyi eh
Okwa chi n'edunumu eh
Okwa chi n'edunumu eh
Nwoke ga-agbasi mbo ike n'enuuwa wee di ka ibe ya
Ife agbalu n'oteka eh inugo
Wee di ka ibe ya eh
Okwa ya kam ji ebesalu gi n'enuuwa okike kelu ndu mu o
Si gi biko gbata oso inugo
Biko gbata oso o
Anyi ga-agbabanu gbobidigidi
Anyi ga-etibe alleluiaa
Anyi ga-agbabanu gbobidigidi
Anyi ga-etibe alleluia eh
Iyelele nlelele nlelele nle
Iyelele nlelele nlelele nle
Iyelele nlelele nlelele nle
Iyelele anyi ga-etibe alleluia eh
Nyabu imana Chukwu n'emelum eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Ezi enyi imana Chukwu n'emelum eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Osibike n'okwa Chukwu n'edunumu eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Anyi gbaba uzo n'okwa Chukwu n'echenu mu eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Iyeee iyeee iyeee iyeeeee
Aka mu eh eh
Aka mu di n'elu eh
N'ebum abu otito eh
Bugara obinigwe
Asim aka mu eh eh
Aka mu di n'elu eh
N'ebum abu otito eh
Bugara obinigwee
Eze ndi eze n'enuuwa
Chi maara obim o
Aka ekpuchi onwa mu eh
Aka ekpuchi onwa mu eh
Okwa chi n'emelunu m n'enuuwa
Odi umu uwa k'ojoro
Emeremonye ka chimu eh
Odi umu uwa k'ojoro
Osibike mkpobanu chimu
Ayeeee
Ona-azanu mu o
Ayeeee
Omelu mu m kenenu ya
Ayeeee
Omelu gaba eh
Ayeeee
Nganga egbue mu e
Ayeeee
Kam lechabanu eh
Ayeeee
Nganga egbue mu e
Ayeeee
Ngwanu k'anyi buru alleluia eburu o
Anyi ga-agbabanu gbobidigidi
Anyi ga-etibe alleluiaa
Anyi ga-agbabanu gbobidigidi
Anyi ga-etibe alleluiaa
Iyelele nlelele nlelele nle
Iyelele nlelele nlelele nle
Iyelele nlelele nlelele nle
Iyelele anyi ga-etibe alleluia eh
N'eluigwe n'eluuwa eh
Okwa so gi na-achi eze
Oke osisi n'eche ndo eh
Oke agaba n'eti onwe ya
N'eluigwe n'eluuwa eh
Okwa so gi na-achi eze
Oke mmiri n'ebu ogwe e
Oke mmanwu n'eti onwe ya
Unu mana Chukwu n'emelum eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Umuigbo imana Chukwu n'emelum eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
M jebe ejebe okwa Chukwu n'edunumu eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
M naba anaba okwa Chukwu n'edunumu eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Ogbajuolum okwa Chukwu n'azonumu eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Imana M nwebe mkpa n'okwa Chukwu n'egbolumu ya eh
Eyi imana Chukwu n'emelum eh
Iyeee iyeee iyeee iyeeeee