Loading...

Download
  • Genre:Gospel
  • Year of Release:2023

Lyrics

Ike ka ike anyi ji biri

Mmmmhhhhm

Egwu k'anyi jiri bia

Mkpalite odogwu k'anyi jiri bia

Ewuoo

Mmmmhhhhm

Udu udu kwenu ike ka ike

Ozoigbo mmanwu eji aba mba

Mmanwu igakwa etikwe

Igakwa etikwe

Bilie eh

Oru eh ka osi erue nu eh

Mmanwu onu mu ekenee gi o

Imana abu otutu kam jiri bia

Agbakwuo izu na agbakwa ozo eh

Iyi ehhhh

Onu mu ekenee gi o

Eluuwa sikwam kenee gi o

Omenuko n'ekene gi o

Afa otutu kam jiri bia

Ofalla ike kam na-agbara odogwu

Imana ihe imere n'ona ede

Ihe imere n'ona ede o


Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idunu gboogboo

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idunu gboogboo


Etoo dike na nke omere

Nganga azakwanu oku ozo

Eyiii

Ijele ndi nso

Ijele ndi nso

Odumodu oke mmiri n'ebu ogwe

Akataka mmanwu n'eti onwe ya

Igodo oke osisi adighi atu nkwe

Achukata arupuoala anya afu mmuo

Nnekwute mmanwu n'onwee

Ibalu mmanwu ubochi nchi anyi amara odogwu

Maka ndi balu mmanwu na mgbaaja

Ike keteke orie ama buru odogwu

Yee yee yee yee yee

Ikali mmanwu

Iyoo ko ko ko

Ibunu odogwu

Yee yee yee yee yee yee

Ikali mmanwu

Iyoo ko ko ko

Ibunu odogwu

Ufodu yiri mmanwu for sale

Akwaa-adoo mkwude ma-anaa

Odibendi nkuzi anyi ji ama odogwu

Jere puta n'ogbo mmanwu emegharia ahu

Tukwe ya

Ijele ndi nso

Ijele ndi nso

Okwa wara mgbidi na nile

Itiri fero mmanwu

Mmanwu ojiri tiee

Wee gosi onwe gi

Umu Izrel jiri tiee

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idinu gboogboo

Ayee yee yee yee yee

Ikali mmanwu

Iyoo ko ko ko

Ibunu odogwu

Ayee yee yee yee yee

Ikali mmanwu

Iyoo ko ko ko

Ibunu odogwu

Mbaka ogu jinu ekpere n'ebu agha

Umu adoration n'etiri gi ube

Ebube muonso nakwa ebere gi ube

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idinu gboogboo

Gozie nwaokeke na-akporo gi ubo

OmenukoJesus na-aguru gi egwua

Ndi na-anu olu m na-agbara gi egwu

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idinu gboogboo


Ndi imere ogaranya na-achuru gi aja n'enyere ogbenye aka

Owara uzo n'ikpa k'imere umu afo igbo

Oka-ibe bu akara nyiri umu afo igbo

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idinu gboogboo

Okpata ozuo ora bu akuchie gburugburu

Emoney nnekwu ego nwele nku

Mighty mighty nwannem bu afuonu

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idinu gboogboo

Chief Henry Okorieabor

Ezechi ononando Chukwu global

Nwanne comrade ayaka okorieabor

Odibo oha n'uli

Political prophet

Ibunu odogwu

Joe zaza Joe zaza

Address ndi Ekwulobia

Engineer Jonbosco onunkwo

Akaekpuchionwa n'umuchu

Mr Chuky Ezenwa

CEO dubai estate Awka

CEO GSS group

Akuchinyere nwata n'Achina n'iga adi

MNK Ohamadike

His excellency Peter Gregory Obieze

Ndi na-acho odimma umu afo igbo doo doo doo

Idinu gboogboo

Obi Jackson n'Okija

Chief Kenneth Obalum

Na Chief Donatus Ajamma akpamgbo

Mmili enweilo na Nando

Arthur Eze Ozoigbondu n'Ukpo

Senator Dr. Ifeanyi Uba ebube Chukwu uzo

Umu igbo jebe ejebe anawa h'ebube Chukwu uzo

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idinu gboogboo

Flavour na Phynofino

Oliver d'coque Osadebe n'ewi ewi

Mmanwu anyi tiri bunu oji Chi ejeje ana

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idinu gboogboo

Ebube dike igbo

Ogadagidi

Sir Pete Edochie onumu ekenee gi

Umu igbo nke onye chiri ya zelu doo doo

Idinu gboogboo

Zubby Mich eze ndiala

N'otutu umuigbo Chukwu mele eze

OmenukoJesus onumu ekenee unu doo doo doo

Idinu gboogboo


Iye iye iye iye iye

Ikali mmanwu

Iyoo ko ko ko

Ikali mmanwu

Yee yee yee yee yee yee

Ikali mmanwu

Iyoo ko ko ko


Otu ibuo ito ino ise isii

He's a great and mighty God am talking about you wanna see

Ufodu zakwara odogwu

Ha balu mmanwu

They can afford henesy

And some think they're great and mighty

Na ha no na mba ofe sea

Now you ask me what I think

And I will tell you what I know

God's the greatest

And to him belongs the glory all alone

Yea ijee OJM


Oru eh ka osi eru eh

Mmanwu onu mu ekenee gi o

Imana abu otutu kam jiri bia

Agbakwuo izu na agbakwa ozo eh

Iyi ehhhh

Onu mu ekenee gi o

Eluuwa sikwam kenee gi o

Omenuko n'ekene gi o

Afa otutu kam jiri bia

Ofalla ike kam na-agbara odogwu

Imana ihe imere n'ona ede

Ihe imere n'ona ede o


Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idunu gboogboo

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idunu gboogboo

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idunu gboogboo

Asim ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ebube ikali mmanwu eh

Ikali mmanwu

Ibunu odogwu

Idunu gboogboo

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234
          -You can log in via below methods-
          Reset password via e-mail
          -or-
          Reset password via e-mail
          If you have any questions, please feedback on Boomplay App or send an email to [email protected].

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status