Anyi Ezukotala Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Anyi Ezukotala - Tizzy Kids Choir
...
Umu gi ezukotala o na obi gi eze anyi biara ka anyi kele gi maka idiri anyi mma oo
onu ahu inyere m ka m jiri bia
Eji m bia ka m guoro gi egwu na obi gi.
Ogaghi eme m otuto etoghi m iburu gi abu otito.
Biko gbadata bia nuru egwu oma njiri bia.
Umu gi ezukotala o na obi eze anyi biara ka anyi kele gi maka idiri anyi mma oo.
Ndu na aru Ike inyere m o tokariri mmanu aghu.
Aku na uba inyere m o na ato m rikpo
Ogugu isi na mma ichoro m atogbu go m chukwu okike.
Ogini zi ka m ga eji gbube oge ibia tuoro gi mma mma oo.
Umu gi ezukotala o na obi gi eze anyi biara ka anyi kele gi maka idiri anyi mma oo.
Umu gi ndi ikere na onyinyi gi na ekele gi o
Maka na ekele dike na nke omere Ike adi ya ime ozo.
Nke imere eme di anyi mma olisa bi na igwe.
Anyi choro ozo nna doo mere gaba na iru.
Ka iru anyi di na iche na iche bu ka mkpa anyi siri di iche iche
Anyi eburu wo mkpa anyi niile tinye gi na aka
O chukwu biko chukwu nuru olu anyi o
Ma mere anyi ihe anyi na ario gi ka osi akpa anyi.
Umu gi ezukotala o na obi gi eze anyi biara ka anyi kele gi maka idiri anyi mma.