
Mkporohihi Lyrics
- Genre:Folk
- Year of Release:2024
Lyrics
Mkporohihi
Nwanne m mkporohihi ikporo na irum
Ahotaram ya ma Oga aka mma ka Anyi
Noro na iro
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu
Anyafulugo mmanwu Igbo na Egwu m aba go
Mmuo nji bia uwa na eziokwu ona kwa na oru
Eji Ogwu eti egwu?
Isi na obu ogwu ngwa jee gwoo
Okwa Obiam na Uche eziokwu nguonu ya na onu
Ifuzie m na uzo oke ikpo Odi gi ka ifulu mmanwu
Na ezi Okwu nwanne m ifulu mmanwu
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu
Okwa ifugo ngwa afia Afu nturu abatago
Ona azu na Ike na Ike Chukwu no na oru
Ka ma iga esorom ka Anyi kelee chukwu
Ina atamu na ime gi na akojonu afia m
Ngafezie odi gi ka ifurunu onwu
Nna aga nwanne Odigi ka ifurunu onwu
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu
Onye amuru na elu uwaa ga amuta nke ya
Gbasazie akwukwo ya bu Nwa wee wara oso
Asiri na okwu ojoo ewee ju gi onu
Iwee chezozie na obinigwe na ono na oru
Na onwa itenani nkuru Nwa m
Mu na agafezi odigi ka ifurunu onwu
Kam juo gi nwannem Kee ife Nwa amuru ofuru
Nwa amuru ofuru omere gi gini
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu
Chukwu okike m o Ije uwa m!
ariri eriela m Ogo mmere egbuola m
Ntasia buo gi na obi idara anya m bukpoo
Ifochakpi mmu bu okwu ikpuzi na onu
Kee ife ojoo mmere na elu uwa wee nyere gi aka
Ana erezi Obi akpo na ahia keezi ebe isi bute agwaa
Obu gini ka mmere gi iji wee choo igbu m
Enwee ife mmere gi Biko gwa m ya na iru
Eji mma eji na mma Ejima mma dote nu mma
Mmejoo gi gwa m Ejina mma aga m na azu!
Oyi m ooo
ka Anyi mezie
ezi Oyi m o
Ka Anyi meezie
Gini na esere Anyi?
Ka anyi meezie
Wepu onuma gi o
Ka anyi meezie
Desa nu obi akpo gi o
Ka anyi meezie
Enwere Onye mere Ibe ya o
Ka anyi meezie
Igaghi egbunwum
Ka anyi meezie
Igaghi atali isi m
Ka anyi meezie
Nwanne m mkporohihi ikporo na irum
Ahotaram ya ma Oga aka mma ka Anyi
Nora iro
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu
Anyi ma Anya elere ele
Anyi ma Anya aroro aro
Mmejoo gi gwam eji na mma aga m na azu