Loading...

Download
  • Genre:Folk
  • Year of Release:2024

Lyrics

Oba mmiri ruru eru,

Oga amakwa onye.

Oba mmiri no na igwe erugo,

Chekwaa onwe gi.

Oba mmiri ruru eru

Zoba onwegi

Oba mmiri no na igwe erugo

Oga amakwa onye*2


Na elu uwa ayamma!!!


Kpachara Anya gi na ijeuwa Siri Ike!

Wepu aka na aru na ya bu ihe ajoka eh

Igbuzie nwanne gi o gi na onye akoria

(Akabikwaam ala)

Esona uwa na Ike na ya bu ije eteka e

Ibiri Ka mbiri okwa ya bu Ife na aga n'iru.




Gbata gbata aburo ogu nne na agbara nwa

Azota ndù na elu uwa edobere ya onwu mana

Ajuzie ogu ikpe ma ndi mmuo

Aro ga akwariri onye otigburu

Nnekwu ISI aburo amamihe chaa chaa (na obodo anyi, na ya bu Ife Kam na agwa gi

Ebe onye si bia uwa, ebe AHU Ka oyiri chi ya

Ebem si bia uwa bukwana urukpuru igwe

Mgilimgba odogwu na ara odi gi Ka obukwa na nro

Chakwaa na uzo egwu Ka ekpili ya na araaa

Maka na inochie m uzo, oba mmiri ariri erie gi


Oji akpa eni ozu, obammiri ruru eru ga apiakwa gi, mezie ndu gi na obammiri no na igwe erugoo


Onye obi akpo, obammiri ruru eru ga apiakwa gi, mezie ndu gi na obammiri no na igwe erugoo


Oji nsi eme ogo, obammiri ruru eru ga apiakwa gi, mezie ndu gi na obammiri no na igwe erugoo


Ota nne na nwa, obammiri ruru eru ga apiakwa gi, mezie ndu gi obammiri no na igwe erugoo


Okwa ino na ndo Fu onwa, obammiri ruru eru ga apiakwa gi mezie ndu gi na obammiri no na igwe erugoo


Utuezuike, obammiri ruru eru ga apiakwa gi, mezie ndu gi na obammiri no na igwe erugoo


Wepu aka na aru obammiri ruru eru ga apiakwa gi, mezie ndu gi na obammiri no na igwe erugoo

Ayeeeeeee!


Oba mmiri ruru eru,

Oga amakwa onye?

Oba mmiri no na igwe erugo,

Chekwaa onwe gi.

Oba mmiri ruru eru

Zoba onwegi

Oba mmiri no na igwe erugo

Oga amakwa onye

Na elu uwa ayamma!!!


Toosii okwa ya bu okwu Igbo kwusiri nyuo iyi

Ibemesi, oganiru Ka anyi na ario

Oku daa ibube, afuo ya onu, oga achakee

Okika diwara gboo gboo ya bu okwu Kam na

Agwa gi

Onu riri udene, erigokwa ajo nri

Ife ojoo gbaa afo odizie Ka obu omenala


Echina Nti, ori na amusu bukwa nwanne


Wepu aka na aru, oba mmiri ariri erie gi


Kpakoo onwe gi onu


ijeuwa bu oriri,


ichuo uwa na Ike


Oba mmiri ariri Erie gi


Obu maka gini Ka m na ebere, arhhh


Obammiri ruru eru

Obammiri ruru eru

Obammiri ruru eru

Obammiri ruru eru

Obammiri ruru eru uuuuu amaaagi!!!





Oba mmiri ruru eru,


Oga amakwa onye?

Oba mmiri no na igwe erugo,

Chekwaa onwe gi.

Oba mmiri ruru eru

Zoba onwegi

Oba mmiri no na igwe erugo

Oga amakwa onye

Na elu uwa ayamma!!!

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234
          -You can log in via below methods-
          Reset password via e-mail
          -or-
          Reset password via e-mail
          Feedback on resetting password
          * It may take a longer time

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status