![Tinubu](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/03/18/fec2c0b582674dfc84e68fe22f43a7e4_464_464.jpg)
Tinubu Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Tinubu ịdị anyi mma (mbombo)
Tinubu ịdị anyi mma (mbombo)
Onye chi mèrè eze na mmadu apughị inaya (mbombo)
Onye chi mèrè eze na mmadu apughị inaya ( oyoyo)
Akpa rice obu egole o ( mbombo)
Beans obu egole o ( mbombo)
Umu school aguru agugbuo anyi o (mbombo)
Onye enweghị nkè oji gini kà oga ememe o ( oyoyo)
Indomie 18 thousand (mbombo)
Provision obu egole o ( mbombo)
Umu school aguru agugbuo anyi o (mbombo)
Ụmụ school anyi nebezi akwa o ( oyoyo)
Tinubu na idi anyi mma (mbombo)
Tinubu na idi anyi mma (mbombo)
Onye chi mèrè eze na mmadu apughị inaya (mbombo)
Onye chi mèrè eze na mmadu apughị inaya (oyoyo)
Fuel owu egole o (mbombo)
Gas owu egole o (mbombo)
1kg 1500 ndị ìgbo gesi nri o(mbombo)
Kerosene nkịtị obuzi ahịa iwu o ( oyoyo)
Cassava agbado we no see (mbombo)
Paint of garri owụ egole o ( mbombo)
Emelu mee àlà ndị ìgbo gesi ife o (mbombo)
Màkà ọchịchị nigeria buzi turn by turn ( oyoyo)
Cement 15 thousand (mbombo)
One dollar owu egole o (mbombo)