Loading...

Download
  • Genre:Gospel
  • Year of Release:2024

Lyrics

GOD OF ELIJAH LIVE ON STAGE - D'LAMB ONYEBUCHI

...

Ka amara ihe m ji atụ gị ụjọ mamah ehh..

Enwere m chukwu dị uku ahh....

Ajọ mmụọ na-atụ ya ụjọ mamaah....

Chineke anyị dị elu oooooh.....

He's the God of Elijah mamaah....

Soon and very very soon ahhhh....

Ha ga aghọta ihe m nji atụ gị ụjọ mamahh....

( Gee ntị, asị m ) nga agwa kwanu ha na-ibu onye.. nwe m

Ka ha mara ihe m nji atụ gị ụjọ mamahh.....

Enwere m chukwu dị uku ahhhh....

Ajọ mmụọ na-atụ ya ụjọ mamaah..

(Chineke anyị dị-elu ) Chineke anyị dị elu oooooh

He's the God of Elijah mamaah.....

(Soon and very soon) soon and very very soon ahhhh

Ha ga aghọta ihe m nji atụ gị ụjọ mamaah

Gakwaa n'ugwu elu Gakwaa nụ n'ndida

Jee gwa ha na onwegho chi dị ka mụ ehh

Aruru ala ha ga bụrụ ihe efu

Izu ọjọọ ha nile ga abụrụ ihe efu chei

Ihe chukwu ga-eme ndị iro m ha amaghị

(ụmụ chukwu gwakwa nu m oo eeii.. ehh )

Ka m gwakwanu ha na-ibu onye nwe m

Ka ha mara ihe m nji atụ gị ụjọ mamahh

Enwere m chukwu dị uku ahhhh..

Ajọ mmụọ na-atụ ya ụjọ mamaah

(Chineke anyị dị elu) Chineke anyị dị elu oooooh

He's the God of Elijah mamaah

(soon and very soon) soon and very very soon ahhhh

Ha ga aghọta ihe m nji atụ gị ụjọ mamah

(Ka m gwanu ha eh.) ka m gwakwanu ha na-ibu onye..nwem

Ka amara ihe m ji atụ gị ụjọ mamahh

Enwere m chukwu dị uku ahhhh...

Ajọ mmụọ na-atụ ya ụjọ mamaah ..

(Chineke anyị dị elu) Chineke anyị dị elu oooooh

He's the God of Elijah mamaah

(chei) soon and very very soon ahhhh

Ha ga aghọta ihe m nji atụ gị ụjọ mamah

............................. Fillings..........................

(Ka m gwakwanu ha) ka m gwakwanu ha na-ibu onye...nwem

Ka ha mara ihe m ji atụ gị ụjọ mamahh

Enwere m chukwu dị uku ahhhh..

Ajọ mmụọ na-atụ ya ụjọ mamaah

(Chineke anyị dị elu) Chineke anyị dị elu oooooh..

He's the God of Elijah mamaah

Soon and very very soon ahhhh..

Ha ga aghọta ihe m nji atụ gị ụjọ mamahh

ehhhh... ehhhh... papa m

Jesus onye nji eme ọnụ onye nkwo aba mba

Papa m onye nji eme ọnụ onye nji eti egwu

Jesus bu onye na-enye nwa onye na-enye ike

Eze ndị eze mu oo ehhh

Eze ka m gwakwanu ha na-ibu onye..nwem

Otu aka olu mba nke eluigwe papa mu oo

Abiaru m ka m gwakwanu ha na-ibu onye...nwem

Nna ka m gwakwanu ha na-ibu onye...nwem

Ka ha mara ihe m nji atụ gị ụjọ mamah. .

Enwere m Chukwu dị uku ahhhh..

Ajọ mmụọ na-atụ ya ụjọ mamaah...

(Chineke anyị ehh..) Chineke anyị dị elu oooooh

(He's the God of Elijah) He's the God of Elijah mamaah..

(Soon and very soon) Soon and very very soon ahhhh.

Ha ga aghọta ihe m nji atụ gị ụjọ mamahh .

(gwanu haa) ka m gwakwanu ha na-ibu onye...nwem

(Ka ha mara) Ka amara ihe m ji atụ gị ụjọ mamahh....

(Enwere m Chukwu dị uku) Enwere m Chukwu dị uku ahhhh....

Ajọ mmụọ na-atụ ya ụjọ mamaah

(Chineke anyị dị elu) Chineke anyi dị elu oooooh

He's the God of Elijah mamaah..

Soon and very very soon ahhhh ..

Ha ga aghọta ihe m nji atụ gị ụjọ mamahh

Filling...... till fade.....

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234
          -You can log in via below methods-
          Reset password via e-mail
          -or-
          Reset password via e-mail
          If you have any questions, please feedback on Boomplay App or send an email to [email protected].

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status