IBU CHINEKE NA EME MMA Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
IBU CHINEKE NA EME MMA - D'LAMB ONYEBUCHI
...
Ibu Chineke na-eme mma
Ibu Chineke na-agwo oria
Ibu Chineke na-enye nwa
Ibu Chineke na-enye Udo
(Chi ndi ozo)
Chi ndi ozo nwere Anya ma ha anaghi ahu uzo
(Chi ndi ozo)
Chi ndi ozo nwere nti ma ha anaghi anu ihe
(Chi ndi ozo )
Chi ndi ozo nwere imi ma ha anaghi eku ume
Ha nwere onu ma ha anaghi ekwu Okwu
Egetile nime ohe I no de work oo
(Chi ndi ozo )
Chi ndi ozo nwere isi mana obu coconut head
Isi na-eme ogidi chukwu Oma
Ibu Anya nji ahu uzo
(Jesus meee)
Okwa bunu ntimu nji Anu ihe
Imi nji eku ume
(Onu na-kwuchi tere m)
Onu na-ekwuchi tere m oo
(Chaii eee)
Odighi onye di ka gi
(Onu na-ekwuru m o)
Onu na-ekwuchi tere m ooo
Odighi onye dika gi
(Jesus m oo)
Odighi onye dika gi
(Eze m)
Odighi onye dika gi
(Nwanne otu onye )
Odighi onye dika gi
(Anya nwututu )
Odighi onye dika gi
(Ibu Chukwu oo)
Ibu Chineke na-eme mma
(Baba aa)
Odighi onye dika gi
Solo ………………………………………
Onye na-eme mma ee
Chineke Odighi onye dika gi ii eeee
Ogaranya na-ejere ogbenye ozii ee
Odighi onye dika gi
Anya mu nji ahu uzo
Chineke Odighi onye dika gi
Eeeeeeeee eeeeeee
Chukwu na-agba Ogu chime eee
Odighi onye dika gi
(Nibunu Chukwu oo)
Ibu Chineke na-eme mma
(Nibunu Chukwu)
Ibu chineke na agwo oria
(Chaii)
Ibu chineke na- enye nwa
Ibu chineke na-enye Udo
(Chi ndi ozo)
Chi ndi ozo nwere Anya ma anaghi ahu uzo
(Chi ndi ozo )
Chi ndi ozo nwere nti ma ha anaghi Anu ihe
(Chi ndi ozo )
Chi ndi ozo nwere imi ma ha anaghi eku ume
(Chaii)
Ha nwere Onu ma ha anaghi ekwu okwu
Egetile nime ohe I no de work oo
(Chi ndi ozo)
Chi ndi ozo nwere isi maobu coconut head
(Jesus meee)
ISI na-eme ogidi Chukwu oma
Anya m nji ahu uzo
(Jesus meee)
Ibunu nti mu nji Anu ihe
Imi nji eku ume
(Onu na-ekuchitere m)
Onu na-Ekwuchitere m eee
(Chaii yee)
Odighi onye dika gi
(Onu na ekwuru moo )
Onu na ekwuchi tere moo
Odighi onye dika gi
(Jesus mm)
Odighi onye dika gi
(Eze mm)
Odighi onye dika gi
Nwanne otu onye )
Odighi onye dika gi
(Anya nwututu )
Odighi onye dika gi
(Ibu Chukwu oo)
Ibu chineke na-eme mma
Odighi onye dika gi
Solo…………………………….,……