EKELEREM CHI Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Ekelere m Chinemenma N'ihi ihe oma o mere m, Ihe mmadu n'ekweghi Kam buru Kam mechara wee buru..O tinyere m n'ebe di elu, ma ficha anya mmiri mo, Umunne m na Kristi soro m kele nu ya.
Maka Iheoma i nemere m o
Ya mere mji noro n'ihu gi na aguru go egwu, na abutu go abu otito, Maka na I bu chinenyemike I bu onyenzoputa m.
ihe mmadu n'ekweghi Kam buru (chai!) aburugo m ya
Ekelere m Chinemenma N'ihi ihe oma o mere m, Ihe mmadu n'ekweghi Kam buru Kam mechara wee buru..O tinyere m n'ebe di elu, ma ficha anya mmiri mo, Umunne m na Kristi soro m kele nu ya.
I mana onu ha jiri Koo m onu mechara buru onu ha ji agozi m, Maka Chi chetara mo Akuko m agbanweela o, maka ifeanyichukwu bu aha ya, Onweghi ihe na añyi chukwu mo.
ihe mmadu n'ekweghi Kam buru (chai!) aburugo m ya.
Ekelere m Chinemenma N'ihi ihe oma o mere m, Ihe mmadu n'ekweghi Kam buru Kam mechara wee buru..O tinyere m n'ebe di elu, ma ficha anya mmiri mo, Umunne m na Kristi soro m kele nu ya.
Ekele diri gi Onyeoluebube Chukwu nna, Ekele diri nwa ya Maka onwu o nwuru n'obe, Ekele diri muonso onye n'edu anyi ije, N'ihi na ihe mmadu n'ekweghi Kam buru aburugo m ya.