Chukwu Na Eme Eze Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
Ego bu mma nwoke ehhhhhhh
Onye ejina ya mee onu n'uwa aaa
Ego bu mma nwoke ehhhhhhh
Ma na ejina ya mee onu n'nwa aaaa
Okwa Chukwu na-eme Eze ehhhhhhh
Okwa Chukwu na-eme Eze n'uwa oooo
Onye ejina uwa mee onu eh eh eh eh eh eh
Okwa Chukwu na-eme ehhhhh
Okwa chukwu na-eme Eze n'uwa
Onye ejina uwa mee onu ehhhhhh
Onye ejina uwa nyia isi n'uwa
Uwa na-agba anya mmiri eh (anya mmiri)
Naani Chukwu nwere ikpe (God has the final say)
Nke onye na-eme ya malukwanuo onwe ya
Uwa na-eme ntughari
Nwanne m uwa na emenutughari tughari
Chetakwa na Chukwu di ike
Onye obi na agbawa biko cheta na Chukwu nor
Na uwa na-eme ntughari eh
ka odina njo taa
Na o ga adinu mma
Nwanne m biko malu
Uwa na eme ntughari
Ezi chinechere m oh
Uwa na-eme ntughari
Ego bu mma nwoke ehhhhhhh
Onye ejina ya mee onu n'uwa aaa
Ego bu mma nwoke ehhhhhhh
Ma na ejina ya mee onu n'nwa aaaa
Okwa Chukwu na-eme Eze ehhhhhhh
Okwa Chukwu na-eme Eze n'uwa oooo
Onye ejina uwa mee onu eh eh eh eh eh eh
Okwa Chukwu na-eme ehhhhh
Okwa chukwu na-eme Eze n'uwa
Onye ejina uwa mee onu ehhhhhh
Onye ejina uwa nyia isi n'uwa
Obi na agbawa m oh (obi m oh)
Mana ofu ihe kalu m obi n'uwa a (Jesus)
Na chineke na emere m ife oma
Maka ha afam bu nwachinemere (Original)
Agba m aka si na China wee lo
Mana God Can Never fail me
Chineke si m, nwa m oh
M ga-efichagi anya mmiri mgbe Oge m ruru ehh
Okwa Chukwu na-eme ogbenye
Ya bulu ogaranya n'uwa
Gee nti na m na-agwa gi
Odogwu no kwa ebe niile
Odogwu no kwa uwa niile
Nwanne m welu ya na mpe eh
Ezi chi na-chere m oh
Ihe I mere ka mma
Ezi chi na-chere m oh
Ihe I mere ka mma
Chukwu ga agozi akalaka gi
Omego anyi la anyi buru ogaranya n'uwa
Nwanne m ka I malu
Ego bu mma nwoke eh
Onye ejina ya mee onu n'uwa a
Ego bu mma nwoke eh
Mana ejina ya mee onu n'uwa a
Okwa Chukwu na-eme Eze eh
Okwa Chukwu na-eme Eze n'uwa oh
Onye ejina uwa mee onu eh eh eh eh eh eh
Okwa Chukwu na-eme Eze eh
Okwa Chukwu na-eme Eze n'uwa oh
Onye ejina uwa mee onu eh
Onye ejina uwa nyia isi n'uwa
Oga adili anyi mma n'eke, n'orie, n'afor na nkwo
Ife obula anyi tinyelu aka ga abi ngozi (don't lose hope)
To the Asia tigers, Asia boys,Chinko boys
O ya adili anyi na mma oh
Ehh ehh ehh ehh ehh ehh
Onye ejina uwa mee onu eh eh eh eh eh eh
Onye ejina uwa nyia isi ehh
Onye ejina uwa mee onu eh
Okwa Chukwu na-eme Eze eh eh eh eh eh eh
Uwa na-eme ntughari
Ezi chi na-chere m oh
Uwa na-eme ntughari
Oyolima egme ndi ogalanya
Ewgu ndi chineke fulu na anya
Egwy ndi Chukwu zawolu ekpere
Amen
Iseeeeeeee