![Bia](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/08/10/3c81f2e6f5f74dd7a62903b8eeb398dd_464_464.jpeg)
Bia Lyrics
- Genre:Afrobeat
- Year of Release:2023
Lyrics
Bia - Aguero Banks
...
emegolia Abel
Ọsịm we will never be poor again mụ sị ya Amen
Ọsịm ọkwa ị-chetalụ mgbe anyi legwọ back then
Now My man egosigom na Jehovah na akpọfe Men
Onye owu na asabu last week na asụzị ka Gen
But nothing ever changed anyikabu those same boys legwọ na Fence
The only difference bụzị ịkpọzie mụ show we pull up in a Benz
Ebe Chukwu na echelụm tell me why should i worry
He showed me the bigger picture even ma mgbe ọdi blurry
Now I can’t miss shots my men na akpom steph curry
Ọkwa Ha sabi na mdi local now for a verse ha na enyem foreign ($)