Still Sober ft. Phyno Lyrics
- Genre:Afrobeat
- Year of Release:2023
Lyrics
Still Sober ft. Phyno - Aguero Banks
...
Oh
It’s a black boy banks
Onye awuru
Bia! Korife a na-agbada agbada
Eyi gi oru ana asaba asaba
Onye oge ru ga anaba-anaba
Odigi ka uka ama gbasa-gbasa
I dey your back bu ngwunye-ngwunye
M loose guard, fa eburu egwu re
Abia m ebe a ka ngwunye-ngwunye
Iba na ogbe na atunye-atunye
Nma rucha oru nwe gbaru aka naa
Neche ndi mgbua ma ha buru aha bia
Enwere m kwa m time for too much talking, ogu egbe, ndi a ji aturu ha bia
Aka n’enwero chaa n’eri zi achicha
M chorukwa gi bia okwaa nticha-nticha, nficha-nchifa, abuba-abuba.
Nma adi ocha odigi ka ma esi n’elu bia
On my light na ome, and they can’t believe na ome
Nah the boy the good, na ore
Manythings dey cook, na oye
Men ji ife na ukwu ma onwee
Biko je jide ugwu wa nyee
Days be long na obaa
Ife na awa mu isi na Obee
Mana RIP che-che.
.
.
.
.
.
.
.
.
.
.
.