Omere Ihe Do Mma Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2016
Lyrics
Omere Ihe Do Mma - Rosemary Chukwu
...
Halleluyahh!!!!
Solo
Omere ihe di mma
Chineke a mere ihe di mma
Chukwu mere ihe di mma
Nye ya Ekele, Omere ihe di mma
Omere ihe di mma
Chim n'efe mere ihe di mma
Daddy mere ihe di mma
Nye ya Ekele, Omere di mma
Ekele Chukwu a
Omere ihe di mma,
Omere ihe di mma
Ka anyi kele ya
Omere ihe di mma
Nye ya ekele o
Omere ihe di mma
Odogwu nji eje mba
Omere ihe di mma
Nye ya Ekele o
Omere ihe di mma
Ike na onwe ya
Omere ihe di mma
Nye ya Ekele o
Omere ihe di mma
Ka anyi kele ya
Omere ihe di mma
Ka anyi kele ya
Omere ihe di mma
?
Omere Ihe di mma
Jehovah Jireh
Omere ihe di mma
Ebighi ebi ndi nso a
Omere ihe di mma
Ka anyi nye ya ekele o
Omere ihe di mma
ooo