Odighi Ihe Gbara Gi Ghari Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2016
Lyrics
Odighi Ihe Gbara Gi Ghari - Rosemary Chukwu
...
........
Solo
Odighi ihe gbara gi ghari Chineke
(There is nothing uncertain to you God)
Odighi ihe gbara gi ghari
(There is nothing uncertain to you)
Odighi ihe gbara gi ghari Chineke
(There is nothing uncertain to you God)
Odighi ihe gbara gi ghari
((There is nothing uncertain to you)
Chukwu mazuru ihe niile
(The God that knows all things)
Ma o bula ihe ejije anyi o
(Even all our actions)
Chukwu I mazuru ihe niile
(The God that knows all things)
Ma o bula ihe anyi bu n'uche
(Even all our thoughts)
Chorus:
Odighi ihe gbara gi ghari Chineke
(There is nothing uncertain to you God)
Odighi ihe gbara gi ghari
(There is nothing uncertain to you)
Odighi ihe gbara gi ghari Chineke
(There is nothing uncertain to you God)
Odighi ihe gbara gi ghari
(There is nothing uncertain to you)
Chukwu mazuru ihe niile
(The God that knows all things)
Ma o bula ihe ejije anyi o
(Even all our actions)
Chukwu I mazuru ihe niile
(The God that knows all things)
Ma o bula ihe anyi bu n'uche
(Even all our thoughts)
Verse 1;
Otu aka n'eru mba ee
(The Hand that reaches the Earth)
Odighi ihe gbara gi ghari
(There is nothing uncertain to you)
Echeta echezo uwa ee, Chineke
(God in whom our hope is)
Odighi ihe gbara gi ghari
(There is nothing uncertain to you)
N'ihi I mazuru ihe niile o
(Because, you know all things)
Ma obula ihe ejije anyi o
(Even our actions & deeds)
Baba I mazuru ihe niile o
(Baba you know all things)
Ma obula ihe anyi bu n'uche e
(Even our thoughts)
Chorus
Call: Echeta obi esiike
(The Comforter)
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe ejije anyi o
(You know all things, even our actions/deeds)
Call: Anya na ele obi m a e
(The Keeper of my soul)
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe anyi bu n'uche
(You know all things even our thoughts)
Call: ?
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe ejije anyi o
(You know all things, even our actions/deeds)
Call: Okwere nkwa mee ya e
(Promise Keeper)
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe anyi bu n'uche
(You know all things even our thoughts)
Chorus
Verse 2;
Ole mmadu ga aba na elu uwa we zonari n'ihu gi o? (×2)
(Where can man run on this earth that you would not see him)
Odighi ebe mmadu ga aba ka o we zonari n'ihu o
(There is no where anyone can hide from you)
Onweghi ebe mmadu ga ano na elu uwa ka I haghi ihu ya anya a
(There is no where anyone can hide from you)
Chorus
Verse 3;
Onweghi ihe I na amaghi e, Eze Igwe
(There is nothing you don't know, King of the Heavens)
Odighi ihe I na amaghi o
(There is nothing you don't know)
Onweghi ihe zoro ezo n'anya gi Chineke
(There is nothing hidden from you, God)
Odighi ihe I na amaghi o
(There is nothing you don't know)
Papa na I ma zuru, omemma Chineke nna m a e, Jehovah o
(Father you know, Good God my Father)
N'ezi ya I ma zuru ihe niile o
(Of a truth you know all things)
O bula ihe anyi bu na uche e
(You know all things even our thoughts)
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe ejije anyi o
(You know all things, even our actions/deeds)
Call; Agbanwe agbanwe Chim e
(Unchangeable Changer God)
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe anyi bu n'uche
(You know all things even our thoughts)
Call; Anya na ele obi m a
(The Keeper of my soul)
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe ejije anyi o
(You know all things, even our actions/deeds)
?
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe anyi bu n'uche
(You know all things even our thoughts)
?
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe ejije anyi o
(You know all things, even our actions/deeds)
Call: Aka na achi uwa m a e
(The Hand that rules the Earth)
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe anyi bu n'uche
(You know all things even our thoughts)
Call: Enwere enwere ndu
( Who has you, has Life)
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe ejije anyi o
(You know all things, even our actions/deeds)
Call: Jehovah Shammah ma e
()
Response: I ma zuru ihe niile, ma obula ihe anyi bu n'uche
(You know all things even our thoughts)
.......
Chorus:
Odighi ihe gbara gi ghari Chineke
(There is nothing uncertain to you God)
Odighi ihe gbara gi ghari
(There is nothing uncertain to you)
Odighi ihe gbara gi ghari Chineke
(There is nothing uncertain to you God)
Odighi ihe gbara gi ghari
((There is nothing uncertain to you)
Chukwu mazuru ihe niile
(The God that knows all things)
Ma o bula ihe ejije anyi o
(Even all our actions)
Chukwu I mazuru ihe niile
(The God that knows all things)
Ma o bula ihe anyi bu n'uche
(Even all our thoughts)
..........