- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
E bu olileanya m nna m I bu ebe m zobe ndum Ebe m ndabere Mu sogị bụ ọnụ na-ekwuru mu Chinekew ka m gwa gi eziokwu na I bu ihe nile lord I confess my love for you you're all that I have.
Obinaigwe emela Ana m ekene daalụ for all the things you done for me onu m abughi kocha the price you paid for me Sim Gawa atulujo you stood by me in times of trouble nyerem Mmeri enemies the plan evil gaa sim don't panic na who I be oh Lord you piy me for high level my star the shine triple I see owu jump dribble na so I dey smile with dimples Ndị iro hụrụ m kpupo. Your blessings overdose odika m bu overload olileanya m Enwere e bi nu mua m tụ loan na you be my strength by your grace I dey progress I dey fight I dey win cuz na you be my strength Enweghị m any OG sogị bu my GOD even with my dignity I go dey save the almighty even till me I Old I no go stop to dey save you adim grateful oh Lord sogị bu my GOD.
Ị bụ olileanya m sogị bu e bi m dobere Isi m okuru ora Ị bụ ọnụ na-ekwuru ugo Chineke ka m gwa gi eziokwu walie Ị bụ ihe niile Lord I confess my love for you you're all that I have.
E bu olileanya m nna m I bu ebe m zobe ndum Ebe m ndabere Mu sogị bụ ọnụ na-ekwuru mu Chineke ka m gwa gi eziokwu na I bu ihe nile lord I confess my love for you you're all that I have.
Similar Songs
Listen to Vizzy_danclassic Gospel MP3 song. Gospel song from album Gospel is released in 2022. The duration of song is 00:02:04. The song is sung by Vizzy_danclassic.
Related Tags: Gospel, Gospel song, Gospel MP3 song, Gospel MP3, download Gospel song, Gospel song, Gospel Gospel song, Gospel song by Vizzy_danclassic, Gospel song download, download Gospel MP3 song