
Onyinye Di nma
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2018
Lyrics
Onyinye Di nma - Sir Jude Nnam
...
Chorus:umu Chineke ga niru ,ga Nye Chineke ihe oma,umu Chineke Doo onye nwe onyinye di nma,umu Chineke na Bata Chineke,umu Chineke Doo onye nwe onyinye di nma
umu Chineke bia niru nna, Nye ya onyinye di nma
Stanza 1:So gi Chukwu bu onye di nma so gi bu Eze kere uwa Nile,so gi Chukwu bu onye onyinye ooh Chineke Biko Nara onyinye anyi
Repeat Chorus : Umu Chineke ga niru..........................
Stanza 2:So gi Chukwu na agozi ndi gi mgbe Nile n' ebe Nile ,Nara Chukwu onyinye ndi gi ooh Chineke Biko Nara onyinye anyi
Repeat Chorus: umu Chineke ga niru ...... ..........
Stanza 3: Na gi Chineke ka obim gbabara ooh Chukwu hi Ndu Onyinye n'ile ,ihe n'ile m nwere si na ka gi ooh Chineke Biko Nara onyinye anyi
Repeat Chorus:Umu Chineke ga niru ....…............
Stanza 4:Otutu ndi mmadu ji ngala me bighie onyinye I nyere ha, ma gozie Chineke onyinye ndi nke gi,ooh Chineke Biko Nara onyinye anyi
Repeat Chorus: Umu Chineke ga niru...................
see lyrics >>Similar Songs
More from Sir Jude Nnam
Listen to Sir Jude Nnam Onyinye Di nma MP3 song. Onyinye Di nma song from album In Thanksgiving And Love is released in 2018. The duration of song is 00:06:22. The song is sung by Sir Jude Nnam.
Related Tags: Onyinye Di nma, Onyinye Di nma song, Onyinye Di nma MP3 song, Onyinye Di nma MP3, download Onyinye Di nma song, Onyinye Di nma song, In Thanksgiving And Love Onyinye Di nma song, Onyinye Di nma song by Sir Jude Nnam, Onyinye Di nma song download, download Onyinye Di nma MP3 song
Comments (4)
New Comments(4)
chineme lilianfzj70
magic money z7hw0
[0x1f607][0x1f607][0x1f607][0x1f612][0x1f613][0x1f617][0x1f619][0x1f60e][0x1f60e]
Chisomdc
I'm blessed to discover this song here
Ezeode Joseph Aloysius
Excellent!
one of my favorite catholic song❤️