- Genre:Afrobeats
- Year of Release:1975
Lyrics
Chukwu Dum Eje - Chief Stephen Osita Osadebe
...
Oyia. so we r sayi, emm OK ?. Chukwu du m jee Chukwu dum nao Chukwu dum jeeoooo. Chukwu du m her Chukwu du na na Chukwu du m jeeooo. Onye eme na m x2 onye eme na muoooo onye melu m n onwe yia ka omelu na olisa di nu Ife Chi delu onye n uwa nuu yia ka oga na alu Ife chim m delu m n uwa yia ka m na aluuuuu nke Chi delu onye n uwa o weluzi nu yia bilioooo Chukwu du m jee na yia du m naa yia du m ejee inye m wulu wulu nye i wulu wulu ka Chi si kwu inye m wulu wulu nye i wulu wulu inye m wulu wuluuuu nwulu nwulu, nwulu nwulu nwulu uwuluooooo inye m wulu wulu nye i wulu wulu nye i wulu wuluooooo. Asi na ejee elu uno bu udo nke i nu udo ka m ji bia nuu udo ka m ga eji nalukwanu Diobu du anyi bia nuu Chukwu duazi anyi anaa nke onye dili yia. Chukwu du m jee na yia du m naa na yia du m jeeoooo Chukwu du m jee Chukwu du m na Chukwu du m jeooo onye emena m onye emena m onye emena muoooo ife chi delu onye n uwa nu yia ka oga na alu inye m wulu wulu nye i wulu wulu di ka Chi si kwuoo inye m wulu wulu nye i wulu wulu wuluwuluwulu inye m wulu wulu nye i wulu wulu inye m wulu wuluuuuu, onye eme na m onye eme na m onye eme na mooooo X 2 onye melu muo onwe yia ka omelu na Chukwu di fu inye m wulu wulu nye i wulu wulu ka Chi sili kwuooo, inye m wulu wulu X 9 Chukwu du m jee yia du m naooo yia du m jee X 2
Similar Songs
More from Chief Stephen Osita Osadebe
Listen to Chief Stephen Osita Osadebe Chukwu Dum Eje MP3 song. Chukwu Dum Eje song from album Osita Dinma (Osadebe In London) is released in 1975. The duration of song is 00:07:02. The song is sung by Chief Stephen Osita Osadebe.
Related Tags: Chukwu Dum Eje, Chukwu Dum Eje song, Chukwu Dum Eje MP3 song, Chukwu Dum Eje MP3, download Chukwu Dum Eje song, Chukwu Dum Eje song, Osita Dinma (Osadebe In London) Chukwu Dum Eje song, Chukwu Dum Eje song by Chief Stephen Osita Osadebe, Chukwu Dum Eje song download, download Chukwu Dum Eje MP3 song
Comments (1)
New Comments(1)
ObiPrincef9oit
King