Igbo Enwe Exe
- Genre:Afrobeat
- Year of Release:2022
Lyrics
ejerum ikpe na obodo ụmụ anụ
mụ na ndị elu na ndị ala
anyanwụ nọ na aka nri
Ana nọ m na aka ekpe
na nwa nje ozi bụ ikuku
ọ bụ ya kwụ na ọnụ ụzọ
ekwute anụ ga abụ eze
ebe nile ana ada ghara ghara
ka ha so jebe izu na ala mmụọ
weru na ekete oke n obi Chukwu
ha sị na Nchi na ebu ayụ
sị na edi na eri aja
see lyrics >>Similar Songs
More from Ajofia Nnewi
Listen to Ajofia Nnewi Igbo Enwe Exe MP3 song. Igbo Enwe Exe song from album Ndi Kwe Nde Ju (Ajofia, Vol. 3) is released in 2022. The duration of song is 00:04:35. The song is sung by Ajofia Nnewi.
Related Tags: Igbo Enwe Exe, Igbo Enwe Exe song, Igbo Enwe Exe MP3 song, Igbo Enwe Exe MP3, download Igbo Enwe Exe song, Igbo Enwe Exe song, Ndi Kwe Nde Ju (Ajofia, Vol. 3) Igbo Enwe Exe song, Igbo Enwe Exe song by Ajofia Nnewi, Igbo Enwe Exe song download, download Igbo Enwe Exe MP3 song
Comments (2)
New Comments(2)
Peter O Onuora
esaa
Peter O Onuora
esaa
believe it