
Dibia Na Uka Lyrics
- Genre:Holiday
- Year of Release:2018
Lyrics
Dibia Na Uka - Ozoemena Nsugbe
...
Okwu Ngwalụ Dibịa ka Ngwalụ ndị ụka, (elulube lubelu)
okwu ngawlu dibịa ka nna agwa ndị ụka.
Ọ bụ zi kwa ọgwụ ka unu na agwọ ive nwe.
Ndị Diba
Ọ bụ zi kwa ọgwụ ka unu na agwọ ive nwe ooo
Anụm mgbe gboo ọbụ na diaba gwọsialụ gị ọgụ na be anyi
Ọsi gị nwete tọrọ ka iburu ọgụ ka i naba nbosi ọgụ lezilu ka ịbịa.
Ọbụna dibịa gwọsialụ gị ọgụ na be anyị Anụm mgbe gbo gbo
Ọsi gị Chita kọbọ isaa, ka iburu ọgụ ka ị naba nbosi ọgụ lezilu ka ị bịa.
Tata, dibịa nine basi zi li Thousand.