ỌFỌ (Remix) ft. Phyno Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2022
Lyrics
Ọsọ gi buru ya gaba nkwọ, ejim ọfọ
Agba m uche na nkpọ, ejim ọfọ
Fa ama kam si kwado, ejim ọfọ
Esim esi n'ọkụ, fa ma kam si kwado Ebukwam ji n'ụkwụ (tinyenum n'egwu)
Fa chọlụ k'amalu ifem menwuu ebe m tolu n'otu, ichọ nkụwasi anyi kuwasia (tatawu)
Emelum ka ha mata, na gbuo m agaghi ata m ata (atall)
Fa che na obele gbana m see bụ ife g'agba m ara
Fa chọlụ kam naba onitsha k'eje mubam ahia
Mana Ajụụ m ajụ
Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa
Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana
Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ
Ejim ọfọ
Ejim ọfọ
Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa
Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana
Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ
Ejim ọfọ
Ejim ọfọ
Mmebe ofuma, kuolum aka Nwa baby, kuolum aka
Enyi m, kuolum aka
Nwachiobubo, kuolum aka
Flashy kuolum aka
Okoko kuolum aka
Ezeumu tuolum asa, achorokwan ndi iga agbajikwa m aka
Odika fa amuta go iwa anya
Fa cho irako mu na onye nwe anyi
O wee fa n'anyi n'eme ife ka anyi
Oge erugo mgbem g'eweputalu fa anya
Onye o n'ewe one one leg
Akpọ nọ na one one ten
Nwa buru fine fine girl, egolu ya whole wholesale
Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa
Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana
Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ
Ejim ọfọ
Ejim ọfọ
Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa
Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana
Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ
Ejim ọfọ
Ejim ọfọ
Ama m ama n'ama, ala n'agba m ara Ebim ebi n'ofia, achalụ ezigbo anya Fa che na obele asiri fa gbalụ yata awam isi, mana aka m aka
Osọ gi ikwucha later imetụ onye ina agwanụ aka
Ebum isi okpuko ya melu fa ji atam uta
Ezege efele nkuwa mana adiro awa m awa maka akpo m akpo nu (akpo m akọ nu)
All over the world egwu a bu egwu eji eri nu olili
Call me anything but you cannot call me ofe ogiri
Apiasa london a landia lagos kpony ogidi, maka alu ya alu (boy, alu ya alu)
Acholu m success
Mmaputa express
Agubulum last but now aguba the boy dey come first
Umu nnunu tulu atulu
Ladies julu ajulu
Amam na m gba nkiti fa ebunye m afifia kam bu aturu
So m jebe ejebe, kuolu m aka
Ma m naba, kuolum aka
Ifex puta, kuolu ya aka
Ka odowa, kuolu ya aka
Onye macha abalu ya mba
Ozuzuo atuo ya utu aka
Engine akwolu ya oka
Six to six ejee lu ya uka
Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa
Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana
Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ
Ejim ọfọ
Ejim ọfọ
Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa
Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana
Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ
Ejim ọfọ
Ejim ọfọ
Esim esi n'ọku
Fa ma kam si kwado
Ebukwam ji n'ụkwụ (tinyenum n'egwu)
Fa chọlụ k'amalu ifem menwuu ebe m tolu n'otu
Ichọ nkụwasi anyi kuwasia