
Obinigwe Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2022
Lyrics
Obinigwe - Adda Jesus
...
obinigwe ekwekwala ka onyinye Amara
inyere mo noro ni'mem nwuo(2x)
iyi ERI oba chi me gbataram oso enyemaka oo (2x)
omata amaechi
omata amaechi,gi bia oo
omata gamaechi
omata amaechi,gi bia oo
onye meturum aka muo
onye meturum aka muo gi bia oo(2x)
some wilderness experience
some wilderness experience chimoo(2x)
oganyi adikwanu MMA na nti ma onyinye Amara hu nwere nwuo(2x)
obinigwe genu ntinu
anam Ayo gi,gi gbataram oso enyemaka oo
obinigwe genu nti oo gbataranum oso enyemaka oo
iyi eri oba chim
iyi eri oba chimoo bia oo
iyi eri oba chimee
iyi eri oba chimee biaaa
omata amaechi nu
omata amaechi anom n'ukwu obe gi
bia nuooo
omata amaechi nu
omata amaechi nu gi bia oo
some wilderness experience is forcing me to go back to the world oo(2x)
don't keep silence obinigwe chimoo
don't keep silence obinigwee chimoo
iyi eri oba chim ,iyi eri oba chim
ekwela mmiri uwa maagbue m oo
iyi eri oba chimoo ,iyi eri oba chimoo biaaa
papa nke ukwu mee
gbataram oso enyemaka oo(2x)
i know you will do it again and again oo
obinigwe gi ekwekwala ka onyinye Amara
inyere muo noro ni'mem nwuoo