Nkwo Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2022
Lyrics
Ifea bu Nkwo
Ifea bu nkwo
Ifea bu nkwo
Ifea bu Nkwo
Ogboni feli feli
Atarado pepper
Onoro N'okporo mana Ana Afuya na Tele
Nwa Di boliboli
Nwa kwu ka cigar
Maka Nwa ka men ji ebido matter
Ogboni feli feli
Atarado pepper
Onoro N'okporo mana Ana Afuya na Tele
Nwa Di boliboli
Nwa kwu ka cigar
Maka Nwa ka men ji ebido matter
Nwa Dikwa Porsche and Janded
Clean profiling Nwa Adiro casted
Nwa bukwa Good investment
Nwa enwero problem Tested and trusted
Nwa Nwe iru eji Asah Olu Nwa there
Nwa bu enenebe eje olu Nwa there
Nwa Nwe Ife Agah ene Anya Nwa there
Nwa enwero bobo no boyfriend chupadia
Ifea bu Nkwo
Ifea bu nkwo
nwa wusapu Aru ,gba egwu nkwo
Ifea bu nkwo
Nwa wusapu Aru gba egwu nkwo
Ifea bu Nkwo
E dey shake
Who dey breathe
Ana Amazi Akar down To defeat
We be pressure you can't defeat
A very big girlu nwe Cash To Eat
Imana Chika buzi Onye Ozor
Chika Di dark now Dizi Ocha
Chika na Agbazi perfume Na brezii
Chika na etiye umu boys Na Conji
Imana chicks Dizi Oke Onu!
Chicks Na Aruzi their Yansh na Yankee
Ike silicon
Ifea bu Nkwo
Ifea bu nkwo
Nwa wusapu Aru ,gba egwu nkwo
Nwa Dikwa Porsche and Janded
Clean profiling Nwa Adiro casted
Nwa bukwa Good investment
Nwa enwero problem Tested and trusted
Nwa Nwe iru eji Asah Olu! Nwa there
Nwa bu enenebe eje olu! Nwa there
Nwa Nwe Ife Agah ene Anya Nwa there
Nwa enwero bobo no boyfriend, chupadia