Chi M Mara Mma Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Chi M Mara Mma - Ihechukwu
...
chantings
Lee lee chi emelam eze mgbe elu uwa chere nam agaghi aba uru - (Lee lee oo(2x))
Lee lee chi agozielam oo
mgbe elu uwa chere n'ihe agaghi adirim mma - (Lee lee ooo(2x))
Lee lee chi enye lam ndu
mgbe elu uwa chere nam agaghi adi ndu - (Lee lee ooo(2x))
Lee lee chi emelam ogo
mgbe elu uwa n'akpo num asi
- (Lee lee ooo(2x))
special part:
mgbe elu uwa chere na nkem agala
Chineke bidoro n'ime ndu m ooo
bido oluoma ya n'isi,
bido oluebube ya
Mee mu Ebube
chi onye omiko(2x)
Lee Lee lee lee Lee lee ooo
Lee Lee ooo Lee lee ooo
Lee lee ooo Lee lee ooo
Lee Lee ooo Lee lee ooo
chorus:
Chim
ibu onye oma(2x)
I mara mma
n'ezie( many times)
kenerem Chim onye oma (3x)
aa AA AA AA aaahhh