![Eze Ego](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/09/18/3b064e497cdf4f9e9396f26c98d49f4bH3000W3000_464_464.jpg)
Eze Ego Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2022
Lyrics
Nwa I kene lu m I kene lo m
I don't care
Chi m e chetago m o che zero m
Oru nwoke ka na e follow up
Ike nwoke bu bu follow come
Ego oné bu ego
Ego oné bu ego
Ego oné ka m g'akpata i wee kpowa m Eze ego
Ego oné bu ego
Ego oné bu ego
How much is money nwa
Ego oné bu ego
First of all m na eto your sexiness
Ebe i choro i bu my call welu egwu a ka mms
I di sharp and I di tall oyibo gi di excellent
Ihe i bu n'azu bu bomb and I di kwu intelligent
O tego m ji a nwuru gi nwa since I n'agu na queens
Mgbe anyi na aku kpo na dragon mgbe anyi na eyi agba agba jeans
Nwanne nee zi enu Chinenye ubosi a buzi kwa chic
And from ihe m n'afu n'aru gi nwa i bu onye league
When I looked in your eyes
You got me hypnotized
Your prowess di very demanding nwa I have to decide
Cause a maro m your mind
I cho zi I hapu m behind
Nwa m ga ekwechiri kwa gi cause your type di hard to find
Nwa I kene lu m I kene lo m
I don't care
Chi m e chetago m o che zero m
Oru nwoke ka na e follow up
Ike nwoke bu bu follow come
Nwa kee ka i mee
Nwanyi oma m n'ekolu your sexiness
So so onye mgbu g'ebute gi me chaa kpowa gi ex
O buru na I ma mma bu class I n'agbago di first
I n'agbago di first
Ego oné bu ego
Ego oné bu ego
Ego oné ka m g'akpata i wee kpowa m Eze ego
Ego oné bu ego
Ego oné bu ego
How much is money nwa
Ego oné bu ego
I n'eme ka o na I maro zi m o kwa mua bu Quincy Raph
Onye mmapi di ka gi i n'enyo kwa m then ka giraffe
Na lesson class
Anyways all these were in the past
But e develop m a feeling I never knew would last
Bombastic very fantastic
Negodi obi the nwa the thing ka kwu chi m ka plastic
I'd love to play in that your field Stephen Appiah
I di ka sharp I n'elote lu m Regina Askia
How far a ma m na at first I si m na love I choro ya
Plus na Emeka bia na a kolu gi everything m na a kolu ya
Nwa hapu ndi okporo a do Belgium ka ha na e buhari
Afia gi bu dachii ya melu all these men ji eru hari
Nwa I kene lu m I kene lo m
I don't care
Chi m e chetago m o che zero m
Oru nwoke ka na e follow up
Ike nwoke bu bu follow come
Nwa kee ka i mee
Nwanyi oma m n'ekolu your sexiness
So so onye mgbu g'ebute gi me chaa kpowa gi ex
O buru na I ma mma bu class I n'agbago di first
I n'agbago di first
Ego oné bu ego
Ego oné bu ego
Ego oné ka m g'akpata i wee kpowa m Eze ego
Ego oné bu ego
Ego oné bu ego
How much is money nwa
Ego oné bu ego
Ego oné bu ego
Ego oné bu ego
Ego oné ka m g'akpata i wee kpowa m Eze ego
Ego oné bu ego
Ego oné bu ego
How much is money nwa
Ego oné bu ego