Aka ft. Kcee Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2022
Lyrics
Aka ft. Kcee - Anyidons
...
~One, two
~One two
~Intros…….
…………..Anyidons onye ichaka osheeey
Oga, shey you like fat girls, See you must love stretch marks
Because say, two of them are padi
Just like Peter and Paul
As you love better life, Dikwa ready imu Anya abani
Make onwero ife ngbawa melu ike
Okwa mma ka ochoro ya acho
This song is for all those people
Wey dey struggle to change their story
By hustling day and night
Nwanne kuba ru fa aka oooo
Your papa na palm wine tapper
You later own a brewing company
Aga-akulu gi aka ooooo na inwa go oooo
~Chorus:
Kubalu ya aka ooooo
If my man you no go school at all, now your children are professors
Imana aga akulu gi aka ooooo
Na inwagoooo
Chorus:
Kubalu ya aka ooooo
A K A……aka
A K A…….aka
Nwanne kubalu ya aka ooooo, na onwago
A.K.A…….aka
A.K.A……..akaaa
Nwanne aga-akulu ya akaaaa ooooo, na onwa gooooo, kubalu ya akaaaaaaaaa
Choru:
Igba sele nselele, amala nsee *8
Okwa ima na oneeghi uso esi eje onitsha ado nwanne, nke di easy
Ifugokwa na ije Elu siri ikeee nwanne eeee
Uwa chiga chiga
Everyday men dey hustle
Eburu gbago, eburu gbadaaaa
Okwa ka ewelu ife omaaaa
Nwanne aga-akulu fa aka
Ndi Igbo Banyi ooooo *2
Ndi Igbo ka mu na agwaa, ife Eji abu Igbo Erika
Right after the war, £20 ka Enyelu Igbo
Igbo welu £20 bulu odogwu
Aga akulu fa akaaaa
A.K.A……akaaaaa *2
Nwanne kubalu fa aka, na obagooo
A.K.A…….. akaaaa *2
Nwanne aga akulu ya aka ooo na obago
Kuba lu ya aka oooo
Igba selele nselele, amala nselube *8
Ohamadike Ndi Igbo, Mazi Nnamdi Kalu
Kubalu ya akaaaaaa
High Chief Nwachinemelu na Mba Ise Vintage, kubalu ya akaaaaa
Ben Okonkwo Nwachinaemelu ife na ojoto, kubalu ya akaaaa
Emy IK ooooo, Ife na Ana Ife fadaaaaa, kubalu ya akaaa
Chief Dr Emeka Nwa Okonkwo, Emoney odogwu, kubalu ya akaaaaa
Ebulu je, Ebulu na, OBI Kubana, Omoleeee, kubalu ya akaaaa
His Royal Majesty, Dr Ebuka Onunwko, EZE Ndi Igbo na Bernin, kubalu ya akaaaa
Obele NWA na ina ebe Agu mbo, Don Belly odogwu, kubalu ya akaaaa
OBI na Lansky, splendid furniture, aku EZE , kubalu ya akaaaa
Ofia pulu ego na South oooo, survival na ani Awka, kubalu ya akaaaa
EZE ubi na Indonesia, Ofor na Istanbul oooooo, kubalu ya akaaaa
Agu Nwelu OBI na London, Ugo na Turkey ooooo
Kenelum Ebigg Nwanko na Okija, obata uno adi mma oooo, Adisco Oil and Gas, EZE Eji ama-atu na Okija, kubalu ya akaaaa
Ikuku oma na Holland, anyi fulu ilu gi ooooooo……….till fades