![Mmawu ft. Juniel](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/10/28/bb3b601c767f4901851d0cff1b14d2b5_464_464.jpg)
Mmawu ft. Juniel Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2021
Lyrics
Mmawu mmawu ee egwu mmawu mmawu
Ee imakwa n' egwu onye kara obinu ka ana gbaziee
Mmawu mmawu ee egwu mmawu mmawu
Ee imakwa n' egwu onye kara obinu ka ana gbaziee
Murukwa anya
Asim gi gbadokwa anya o
Tupu etie gi mmawu ee
Murukwa anya
Mmawu ee
Nwanne gbadokwa anya tupu etie gi mmawu ee
Mmawu ana ekwu ya adoyego ilu
Juni nwa amama kedu ife ilo
Okwa ima okwu nwoke nwanne okwu uto ka biro
Maka ana awatchi ana eweighyii asim n' kuzi na kilo
Gwa ha mapu na egwu diya
Ofu n' ogu n' okwa m ji ya
Ajuru m papi senior ma onwere obi eji eti mmawu ogosiwa m akpu
Ogbua men anaghi adikwa dull
Nwanne ma edighi ako maka ego gbawa door
Keta obodo ederigo
Murukwa anya maka erejie orejigo
Mmawu mmawu ee egwu mmawu mmawu
Ee imakwa n' egwu onye kara obi ka ana gbaziee
Mmawu mmawu ee egwu mmawu mmawu
Ee imakwa n' egwu onye kara obi ka ana gbaziee
Murukwa anya
Asim gi gbadokwa anya o
Tupu etie gi mmawu ee
Murukwa anya
Mmawu ee
Nwanne gbadokwa anya tupu etie gi mmawu ee
Mmawu ee okwa egwu mmawu ee
Surugede bu egwu ndi mmuo iga agbanu ee
Mmawu ee okwa egwu mmawu ee
Nwata kwusi aka osoro ogaraya kuba ee
Ana ku the money nwanne ona tonu ee
Isi onyecha adago abughi na obara na asu
Ana ga n' onu ulo ama ife afia n' azu
Obidike eyiioo