Ifenna Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2021
Lyrics
Ifenna - Fr Gabriel Okeke
...
Ifenna - Fr Gabriel Okeke
Eeh Eeh Eeh Eeh Enyiuche,
Eeh Eeh Eeh Eeh Enyiuche,
Ife mmadụ enyiteghi n' uche ya,
Imana Chineke emeworo m ya,
You lit the light,
Lit the light,
You lit the light,
They took to flight,
Took to flight,
They took to flight,
To cease the night,
Cease the night,
To cease the night,
Mercy shown so bright,
He quench the blight,
You flew Him high,
Flew Him high,
You flew Him high,
There in the sky,
In the sky,
There in the sky,
You let Him fly,
Let him fly,
You let Him fly,
He perched on the wings of life,
Jesus the light,
Ifenna mere m eeeh,
Ọdi m mma eeh,
M ga-ekele Nna m,
Rụo mgbe nile eeeh,
Ifenna mere m dị ukwu (aaah ah),
Ifenna mere m dị ukwu (aaah ah),
Ifenna mere m dị ukwu (aaah ah),
Ọnụ m apụghị ịkocha (ịkocha),
Ifenna mere m eeeh,
Ọdi m mma eeh,
M ga-ekele Nna m,
Rụo mgbe nile eeeh,
Ifenna mere m dị ukwu (aaah ah),
Ifenna mere m dị ukwu (aaah ah),
Ifenna mere m dị ukwu (aaah ah),
Ọnụ m apụghị ịkocha (ịkocha),
Anyị ebulie gị Onyenweanyi ịkọ nke nzọpụta (nara onyinye Chineke, nara onyinye dị mma),
N' ario nk'igwe k' obata na ala-eze Gị (nara onyinye Chineke, nara onyinye dị mma),
(Moli) Moli (Moli) Mooooli (Moli) Mooooooli (Moli),
Ewezuga Jesus (moli),
Onweghi ife m g' meenu eeh (moli),
Meenu eeh (moli),
Meenu eeh (moli) ehehe(eeeh moli),
Ma m enweghị ife enwere m Jesu odịghị ife koro m moli (Moli)
Ma m enweghị ife enwere m Jesu odịghị ife koro m moli (Moli)
Ma m enweghị ife enwere m Jesu odịghị ife koro m moli (Moli)
Ma m enweghị ife enwere m Jesu odịghị ife koro m moli (Moli)
We give You thanks,
Give You thanks,
We give You thanks,
With lifted hands,
Lifted hands,
With lifted hands,
This is our chance,
This is our chance,
We take our chance,
To raise you our songs and all,
Jesus ?????????