Rapulum Love Lyrics
- Genre:Alternative
- Year of Release:2021
Lyrics
Rapulum Love - Ken Erics
...
Oyim rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Enyi rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Mama rapulum Love
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Ora Obodo rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Anthony rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Amam onye di obim mma
Onye m ji enwenu anwuri
Aku na Uba abughi nkpam ooh
Ego abughi nkpam ooh
Ihe m na chonu bu anwuri
Onye m ga akpo love m oza
Ihe m na chonu bu anwuri
Onye ga agugu obi ma m bewe
Ihe m na chonu bu anwuri
Onye m ga akpo love m obia
Na nwa na enweghi nne na nna
Obu gini ka omere
Izuchukwu ka m na acho eeh
Onye ose photo ehh
Uwa gi ga abu uwa eehh
Maka love gi egbugo nu m ooh
Ihe iga eri ka m ga eri
Ihe iga anwu ka m ga anwu
Ebe iga arahu ura ka m ga arahu
Unu rapunu m ka m biri
Oyim rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Enyi rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Mama rapulum Love
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Ora Obodo rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Anthony rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Asi onye dara ogbenye ka ewere ya we mere ihe nkocha
Onwere onye bu chi ibe ya ohh
Onye ji ndu na aka
Izuchukwu ga abu onyi moo
Orie lam obi ifunanya
Unu rapunu love mo
Okwa nu ya ka m na to inugo
Unu rapunu m izuchukwu eh
Onye jikwa obim na aka ya eh
Izuchukwu na elelum eh
Love na elenum ooh
Oyim rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Enyi rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Mama rapulum Love
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Ora Obodo rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Anthony rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Oyim rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Enyi rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Mama rapulum Love
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Ora Obodo rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho
Anthony rapulum Love m
Okwa nu ihunanya kam na-acho