Omemma Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2021
Lyrics
Hey hey hey hey hey!
Omemma emekwala ya uzo ooo
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Omemmna ommemma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Omemmna ommemma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Okpara Chukwu Omemma ki bu
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Di nwanyi isimkpe okwagi ne me mma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Onye na za'm epkere
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Eze ndi Eze oji'oku eriaja
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Nna'm itiri Pharaoh mmau
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Agu ne chemba Olisa bi nigwe
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Chukwu Abiama Chi Nnamdi kanu
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Chi umu biafra
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Odogwu Nna'm ibu dike naya
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Onye yiri gi eh eh
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Neluwa nka Onye di ka Gi
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Okemuo o
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Eze'm ibu Muo ka muo
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Odima ne me mma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Odima ne me mma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Onye ne me mma imana ome kwala ya uzoo
Agu ne chemba okwagi bu Onye na za epkere
Ngworo jerije
Nwanyi aga tur'ime
Onyisi ahuwu Uzo maka okgwa ka gi dike
Ekele diri gi o
Nwanne otuonye
The Man Of War
Holy One of Israel
I throway salute
You are worthy of my praise
You fought for me and you gave me victory Omemma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Omemma aha
Omemma aha
Omemma aha
Omemma aha
Ebube eligwe
Chioma/Omemma
Imeriri ekwensu o
Chioma/Omemma
Oji'oku eriaja
Chioma/Omemma
Ina chu ajuomuo
Chioma/Omemma
Ime ihe dike
Chioma/Omemma
Ekele diri gi o
Chioma/Omemma
Ine mepu uzo
Chioma/Omemma
You are so good
Chioma/Omemma
You are so nice
Chioma/Omemma
You are so great
Chioma/Omemma
Onweghi Onye di ka gi
Chioma/Omemma
Ekele diri gi
Chioma/Omemma
Ine me mma isee
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Omemmna o
Omemma emekwala ya uzo Omemma
Ekele diri gi
Chioma/Omemma
Inemepu uzo
Chioma/Omemma
You are so good
Chioma/Omemma
You are so nice
Chioma/Omemma
You are so great
Chioma/Omemma
Ewenghi Onye di ka gi
Chioma/Omemma
Ekele diri gi
Chioma/Omemma
Ine me mma isee