Okaka Eze Idi Ebube (Live) Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2020
Lyrics
Okaka Eze Idi Ebube (Live) - Tonia Omoh
...
I'm depending on you
I'm depending on you
I'm depending on you
I'm depending on you
Hossana diri Eze nke eluigwe...
(hallelujah to the Heavenly King)
Onye na-achi eze rue ebighi ebi...
(the one that rules forever )
Ndi nmuozi Nile ha na akpo isi ala...
(the whole Angels are bowing down.)
Ha na asi nso ka Jehovah di...
(saying holy is our God )
Odigi onye gi na ya na-achi eze...
(you're not ruling with any body.)
Odigi onye gi na ya na-achi na eluigwe...
(neither are you ruling with any one in heaven )
Okaka ..(The creator )
Ezem idi ebube...(my king you're glorious )
Aha gi juru eluigwe, juru uwa...(your name filled both heaven and earth.)