Pure Praise ft. NULL Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2020
Lyrics
Pure Praise - Sis. Chinyere Udoma
...
Ndi mmuo ozi nile ndi bi na eligwe
ole nke ana apughi iguta onu
ha soro ndi okenye ogu na ano ahu
gbaa oche eze gburu gburu
onye eze!!
Kpakpando ana apughi iguta onu na egbo ndi na ada n'ukwu ya ha soro jesus nwa aturu egburu nyewe chineke ekele...
ha na asi imela,chineke imela
ha na asi eeeeeh
imela chineke imela