Nwa Bu Nwa Lyrics
- Genre:Highlife
- Year of Release:2011
Lyrics
Nwa Bu Nwa - Oliver De Coque
...
amulu nwaoke nwaoke nwa bu nwaaa
amulu nwanyi nwanyi nwa bu nwaaa
amulu nwaoke amulu nwanyi nwa bu nwaaa
nwa bu nke chinyere oye oburu nakpubeee
amulu nwaoke nwaoke nwa bu nwaa
amulu nwanyi nwanyi nwa bu nwaa
amulu nwaoke amulu nwanyi nwa bu nwaa
nwa bu nke chinyere oye oburu nakpubee
amulu nwaoke nwaoke nwa bu nwaaa
amulu nwanyi nwanyi nwa bu nwaaa
amulu nwaoke amulu nwanyi nwa bu nwaaa
nwa bu nke chinyere oye oburu nakpubeee
amulu nwaoke nwaoke nwa bu nwa yhe
amulu nwanyi nwanyi nwa bu nwa
amulu nwaoke amulu nwanyi nwa bu nwaaa
nwa bu nke chinyere oye oburu nakpubeee
amulu nwaoke nwaoke nwa bu nwaa (nwa bu nwaa)
amulu nwanyi nwanyi nwa bu nwaa (nwa bu nwaoo)
amulu nwaoke amulu nwanyi nwa bu nwaa
nwa bu nke chinyere oye oburu nakpubeee
amulu nwaoke nwaoke nwa bu nwaa
amulu nwanyi nwanyi nwa bu nwa yhe
amulu nwaoke amulu nwanyi nwa bu nwaa
nwa bu nke chinyere oye oburu nakpubeee
amulu nwaoke nwaoke nwa bu nwaa (nwa bu nwaa)
amulu nwanyi nwanyi nwa bu nwaa (nwa bu nwaa)
amulu nwaoke amulu nwanyi nwa bu nwaa
nwa bu nke chinyere oye oburu nakpubeee
sebho
nwa bu nwa
amulu nwaoke
mobu nwanyi
nke chinyere oye
chorus
ufodu n'amuomumu muo nwaoke nwaokeee
ufodu ndi mulu so nwanyi nwanyiii
akwa nwaa akw"a n'ebere omumuu
ofuoye zaraafa zara nwanyi bu nwa
ufodu bu ndi n' amutaro nwa manchaa
famutaro nwaoke nke haji amuta nwanyii
ooburu iheji ike aka emee, asim chukwu biko ye oyeobula nwaa
okechukwuu bu afa aguru nwaa
emee oye ka emeriibe ya obi adi ya mma
ebezina ebezina nwanne mu oyeebezi naa
na chukwu kelu uwaa ga akasi gi obioo
chukwu n' ayi ana etiligi iwuoo
ayiyo kai n' ayogioo naa, ononso eluaka nulu onuayii papaa
ifeoye zulu naobi ka ome ya n'akaa(nna)
nwa bialu uwa abia goo
nwa bialu uwa abia goo
nwa bialu uwa abia goo
nwa bialu uwa abia goo(nwa bialu uwaaa)
nwa bialu uwa abia goo(ezigko nwa bialu uwaaa)
nwa bialu uwa abia goo(amu ta amu taa)
nwa bialu uwa abia goo(ajuba omulu ginii)
nwa bialu uwa abia goo(ma na nke obu n'amulu)
nwa bialu uwa abia goo(nwa bu oyiye chukwuu)
nwa bialu uwa abia gooo(obia gonu abia gonu.....
nwa bialu uwa abia gooo(obia gonu abia gonu.....
nwa bialu uwa abia gooo(obia gonu abia gonu.....)
nwa bialu uwa abia gooo(uuuhuu)
nwa bialu uwa abia gooooo
okeume
ohoakwala m
ekwu dia
oye agka laagka oyabayaba
ijeuwa nu m
aha aha aha aha aha aha aha kirikpom
ufodu n'amuomumu muo nwaoke nwaoke
ufodu ndi mulu so nwanyi nwanyiii
akwa nwaa akw"a n'ebere omumuu
ofu oye zara afa zara nwanyi bu nwaa
oufodu bu ndi n' amutaro nwa manchaa
famutaro nwaoke nke haji amuta nwanyii
ooburu iheji ike aka emee, asim chukwu biko ye oyeobula nwaa
okechukwuu bu afa aguru nwaa
emee oye ka emeriibe ya obi adi ya mma
ebezina ebezina nwanne mu oyeebezi naa
na chukwu kelu uwaa ga akasi gi obioo
chukwu n' ayi ana etiligi iwuoo
ayiyo kai n' ayogioo naa, ononso eluaka nulu onuayii papaa
ifeoye zulu naobi ka ome ya n'akaa(nna)
nwa bialu uwa abia goo
nwa bialu uwa abia goo(uuuh)
nwa bialu uwa abia goo
nwa bialu uwa abia goo
nwa bialu uwa abia goo(nwa bialu uwaaa)
nwa bialu uwa abia goo(ezigko nwa bialu uwaaa)
nwa bialu uwa abia goo(amu ta amu taa)
nwa bialu uwa abia goo(ajuba omulu ginii)
nwa bialu uwa abia goo(ma na nke obu n'amulu)
nwa bialu uwa abia goo(nwa bu oyiye chukwuu)
nwa bialu uwa abia gooo(obia gonu abia gonu.....
nwa bialu uwa abia gooo(obia gonu abia gonu.....
nwa bialu uwa abia gooo(obia gonu abia gonu.....)
nwa bialu uwa abia gooo(uuuhuu)
nwa bialu uwa abia gooooo
akpukpo mgbada m
otiigba eje olu
egbu kaobu
eye agka laagka oyabayaba nu
aha aha aha aha ije ije ije ije hayam hayam hayam na aga
okeomeo
nwa bu nwaaa
amulu nwaoke amulu nwanyi nwa bu nwaa
nwa bialu uwa
obia goo
obia goo nu
ma nwaoke ma nwanyin
okaosi mee
afancha bu nwa