Miri Lyrics
- Genre:Pop
- Year of Release:2020
Lyrics
Miri - Kuba
...
brave Og....
kuba eh yeee,oh nanana
2*miri malu ebe na eso obi mo
miri malu mu o malu ma na onwuteghi m
anwu chalu mu ochalu mu ma na onwuteghi mo
okwute kporo mu okporo mu ma na onwuteghi mo
3*ebe na eso obi mo obi chelu mu Ayala mo
baby I makwa mma chetakwa na I bu nke mo o
nna I mmakwa mma chetekwa na I bu nke mo o
adaeze na I makwa mma eh chetekwa na I bu now mo oo
achalugo na I makwa mma chetakwa na I bu nke mo oo
okwa kuba, ngwa negodi ezigbo nwata bu achalugo mma ya but dollar
when she pass my area I go try to holla asa Nye mu your number cos am in love
am not joking Ife emego mu adim heart broken
Nne okwa mu ka I na eme nsele nse
oburu na imara mu juese
hapu ife I na afu I no dey double date
if I give u belle I go wait and take the blessing
so ife ga adim na uche ga bu weeding
anyi ga eme ndi asiri gbaka Ute guessing
nne I mana Abu onye flexing so interesting.
kedu Ife nji na isi kote
kedu Ife aga eme enwe ego mbute
anyi ga agbasi mbo gbalu aka na
chineke Nye na anyi aka nchawa
cos am in love am not joking
Ife emego mu adim heart broken
Diana I ma mu na ega ekwe oburu na I rapu ndi asiri
Diana ka ona amasi gi etu nsi akwa akwa ariri
ma oburu na ekwetamu o ga bu soso giwa nwa
asa kweta mu na na achu ego bu gi wa
asa gee nti chele mu a huppuna mo
asa emechalu hapu mu waa ,chai