![Nwanne](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/07/22/91d29294d05b446095d61b598c501d06.jpg)
Nwanne Lyrics
- Genre:Electronic
- Year of Release:2019
Lyrics
Nwanne mu
Iyo ko ko ko
Iyo ko ko ko ko
Iyo ko ko ko ko
Iyo ko ko ko ko
Iyo ko ko ko
Iyo ko ko ko ko
Iyo ko ko ko ko
Iyo ko ko ko ko
Ohurum na Anya bia tie mu obi o
Ohuru na Anya bia tie mu obi o
Ohuru m na Anya kpukete mu nso nu o
Kiss zie mu o
Nkem bia tie mu obi
Ohurum na Anya bia tie mu obi o
Ohuru na Anya bia tie mu obi o
Ohuru m na Anya kpukete mu nso nu o
Kiss zie mu o
Nkem bia tie mu obi
Santywa santynwamama nu
Okwa ya na capuwa nu o
Kwa agbarusia ngene ekuru ya bu ngene nua
Ima na adighi adoubt ya nuo
Onye gabu nu nwanne mu o
Onye gabu nu nwanne mu o
Lezienu ndi enyi nke uwa fa jachagi Ike nu nu
Oko gi na aka ndi enyi nke uwa ga agasi ike
Otiwala mu obi
Oyi mu etiwagonu mu obi mu na uwa
Ezi oyimu etiwagonu mu obi mu o
Ezinwanne etiwagonu mu obi mu na uwa
Onye Ina Amu amu na ikariri ya
Iwe jezienu na emezi onu na ikpariri ya
Akwa umu ogbenye na ewe kwa chukwu iwe
Omegbu nwa ogbenye chineke ya apiawa gi azu nu
Iwe je na anuri si pompu agbabagonu
Ifuzie Enyi gi Ina e jonsuzi zi container gi alotago
Iwe mejo nwanne i Maka na ugbo gi agbabago nu
Na ime obi gi Ina egori maka Aragi agbago nu
Ono na uwa cheta nwanne o
Chetakwa na nwanne bu nwanne o
Odiginaka nwanne m Biko cheta nwanne gi o
Maka uwa jugodi gi nwanne bu nwanne o
Nezienu nwanne na acho mu okwu nu
Nwe bilie foro igwe ka mfizie nu nwanne mu o
Mfizie nu nwanne mu
Onye gabuzi nwanne mu o
Mfizie nwamama ozi ndimgbu gabuzi nwanne mu o
Otiwala mu obi
Oyi mu etiwagonu mu obi mu na uwa o
Ezi oyimu etiwagonu mu obi mu o
Nezie nwanne mu na obi mu e breakiela o
Eze MBA na Abu
Odogwu nu nu
Ezemba na Abu
Diora mma o
Nwadiora MMA na okija achala ogidi
Nnekwu nwanne mu
Onye oma oga adiri mma
Eziafa ka eko nu
Ofia ebe afulu money
Isi na nwata wey gbaba mbo
Mesia wee Bute ike
Onye ma na oga eme Mgbe fa na akpo gi ofia
Ofia afuru money egwu m e setigo awa
Nke obuna Ina eme nwanne mu
Oga abari
E bulu mmiri otusiagodi ojeghi emetu i
Nke iyoro chi na uwa nke ahu ka oga emere i
Ofia afuru money egwu m e setigo awa
Asian tiger ogada gidi
Asian tiger onyeoma onye ogadiri mma
Nwanne di na MBA odogwu, nwanne na eme nwanne
Asia tiger Otego iji eme nwanne
Santywa santynwamama nu
Okwa ya na capuwa nu o
Kwa agbarusia ngene ekuru ya bu ngene nua
Ima na adighi adoubt ya nuo
Onye onye gabu nu nwanne mu o
Larry Gaga gabu nu nwanne mu o
TT okoli onwa
Ifeanyi momma odogwu igabu nu nwanne mu
Ozu sibe isi achoba nwanne
Akwa ozu sibe isi ezi enyi ka oyi arapu nwanne tido
Dem wan spoil the east
Turning my brothers to beast
Mana iruzie na east ifuzie ka esi emezi nwanne nwanne
Isi afuru kwaba okwu di nso
Mazi Chief doctor nnamdi kanu
Ohamadike nwoke di mma
Ohamadike Igbo Nile
Obi Jackson na okija
Obi Jackson na okija adiro akuja
Obiejesi nwanne mu okwu gi ka mu na akpo nu
Chief Ernest obiejesi odogwu gi ka egwu m na akpo nu
Akudo nwamama o
Biko chekwabara mu nwanne mu
Maka na Akwa nwata na ebe ruba aka na Ara na agu ya
Mkpu santy na eti bu nihi na oga na ah ah
Arthur eze gabu nu nwanne mu
Obi Cubana okpaozuruora nnukwu mmanwu
Cubana chief priest o
Doctor ezemmuo
Ifeanyi ubah o
Emeka okonkwo
Soludo nwamama o
Jowi zaza gabunu nwanne mu
Flavour nwanne mu
Phyno nwamama
Ebig nwankwo
Odogwu igabu nu nwanne mu
Santywa santynwamama nu
Okwa ya na capuwa nu o
Kwa agbarusia ngene ekuru ya bu ngene nuzianu
By Kachi mL