Isiaba Okpu Lyrics
- Genre:Afrobeat
- Year of Release:2022
Lyrics
Isiaba Okpu - Thompson Oranu
...
umu uwa akwana m isi aba okpu
n'ihi na m nwere oganiru nke aka m..
nwanyi mara mma nke chim jiri choo m mma
ka ndi enyim ji achughari m
nara m ihe m kwam isi aba okpu ewee!!!
amaghi m na mma bu olu...ewoo
amaghim na mma bu olu
chineke mmee eweee!!
amaghim na mma bu olu ooh ewee!!
hook
umu uwa akwa na m isi aba okpu
n' ihi na m nwere oganiru nke aka m
nwanyi mara mma nke chi m nyere m n' uwa
ka ndi enyi m ji achugharim
nara m ihe m kwaa m isi aba okpu ewee
amaghim na mma bu olu
ewee!!!
amaghim na mma bu olu
chineke mee ewee!!
amaghim na mma bu olu
ewee!!
amaghim na mma bu olu ooh
hook
repeat