Small Mindset (Elon Musk) Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Dave on the beat
Apuna-Anwu Elun Musk
Lappy boys want to raa mu (we outside)
Apuna-Anwu Elun Musk
Lappy boys want to raa mu (we outside)
Person ask me everyday
Ina atu olu, kedu mgbe ị ga-akpata ego? (we outside)
Person ask me everyday
Ina gba mbọ, kedu mgbe ị ga-akpata ego?
I told myself, ndụ onwe m ọdụ
I told myself, ndụ onwe m ọdụ
Hapụ ndị a, ndị a bụ ndi asia
Ha nwere small mindset
I told myself, ndụ onwe m ọdụ
I told myself, ndụ onwe m ọdụ
Hapụ ndị a, ndị a bụ ndi asia
Ha nwere small mindset
Apuna-Anwu Elun Musk
Lappy boys want to raa mu
Apuna-Anwu Elun Musk
Lappy boys want to raa mu
Mafo, they no fit shake my leg
Nwafor for the money, I no fit change my name
Nke gi bu nke gi, nkem bu nkem
Mafo, they no fit shake my leg
Nwafor for the money, I no fit change my name
Nke gi bu nke gi, nkem bu nkem
Ah, listen
I could never watch a hommie skinning in a river
Trust issues made me turn into a non-believer
Adim bad, I done dey deliver bars
Word on the street, ha sina nwoke done cast
Because I no follow them, them dey press
Ana m achị kwanu, who I wan impress?
Ewem men, ha bu apprentice, no yahoo
I don press keys anya na alu olu
Aka aja na-ebute onu mmanu anu
No be my power; Ike Jehova ka jie abah
By the mention of His name, every kneel shall bow
Power pass power—ike Jehova (God's strength)
Mmụọ Nsọ ga-kwa m na-abịa
Ahịa na-ere onwe ya, anaghị ekwe m ọnụ
And if you price me, you go pay
Aga-ere si gi Afia (market)
Last last, ife ahu ina acho, you go see am jie groo
Rolls Royce, you go buy am korokoro
I no be one of those boys follow follow
Onye Choo oga ochuta kpoto kpoto
Onye yoo oga ayoota wotowoto
It is written, edee go ya na akwo nso
E need esee plan tinye na akwukwo
If e work, you go clap clap
And if e no work, you go try hard
Person ask me everyday
Ina atu olu, kedu mgbe ị ga-akpata ego? (we outside)
Person ask me everyday
Ina gba mbọ, kedu mgbe ị ga-akpata ego?
I told myself, ndụ onwe m ọdụ
I told myself, ndụ onwe m ọdụ
Hapụ ndị a, ndị a bụ ndi asia
Ha nwere small mindset
I told myself, ndụ onwe m ọdụ
I told myself, ndụ onwe m ọdụ
Hapụ ndị a, ndị a bụ ndi asia
Ha nwere small mindset
Apuna-Anwu Elun Musk
Lappy boys want to raa mu
Apuna-Anwu Elun Musk
Lappy boys want to raa mu