Aka ekpuchi onwa Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Aka ekpuchi Onwa ooo
Onye ga-edeghari ihe chukwu dere n'isi moo
Onye ga-ekwughari ihe chukwu kwuru na ndu moo
Aka eee aka anaghi ekpuchi onwa
Ihe chukwu dere n'isi moo o bu ya ga-eme
Onye ga-edeghari ihe chuhwu dere n'isi moo
Onye ga-ekwughari ihe chukwu kwuru na ndu moo
Aka eee aka anaghi ekpuchi onwa
Ihe chukwu dere n'isi moo o bu ya ga-eme
Onye na nwanne ya so agaa ujo na-atu ya (uwa di omimi)
Onye ya na chukwu soo egwu anaghi atu ya
Aka eee aka anaghi ekpuchi onwa (mmhu)
Akara m ji bia uwa moo
Odighi onye ga-anara mu ya aaah
Destiny maybe delayed (aaaahaa)
But destiny can never be changed (at all)
Onwa moo onwa akara aka m (Ugo mmerimoo)
Ihe chukwu dere n'isi moo
N'obu ya ga-eme
Onye ga-edeghari ihe chuhwu dere n'isi moo
Onye ga-ekwughari ihe chukwu kwuru na Ndi moo
Aka eee aka anaghi ekpuchi onwa
Ihe chukwu dere n'isi moo o bu ya ga-eme
Mmadu abu chi ibe ya
Chi dera oo chidera ooo n'odesigo
Ejighi uwa eme onu
Onye ma ihe echi ga-abu (uwa di omimi)
O chu nwa okuku nwe ada
Nwa okuku nwe mwe mwe oso (otua)
Oji ihe nwata welie aka ya elu
Aka robe ya iro owetue ya (nwata ewere ihe ya)
Atuna egwu ma ncha n'aka chineke di n'aru gi oo (chi na-eme eze)
Aka ee aka agaghi ekpuchi onwa moo
Ihe chukwu dere n'isi moo
Soso ya ga-eme ooo
Onye ga-edeghari ihe chuhwu dere n'isi moo
Onye ga-ekwughari ihe chukwu kwuru na ndu moo
Aka eee aka anaghi ekpuchi onwa
Ihe chukwu dere n'isi moo o bu ya ga-eme
Gi onye na-eru uju
Asim ka'obi gi dere duu
I hula nke chi na-enye
Nwa chineke nwee ndidi (hichaa Anya miri gi)
Onye nna ya no n'eluigwe ona-ege oku ala mmuo? (oloo)
Akara aka gi ga-achawa
Ugo nke gi ga-achake (asi m olile anya di)
Chi jiri eji ga-efo efo
Aka agaghi ekpuchi onwa gi (Amen)
Though it may tarry
It must surely come to pass
Imakwa n'ibu nwa eze
Nwaeze anaghi efu na mba (I hear you) oooo onwa mooo
Onwa na-etiri ora Nile (ooo)