Omandimma Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2024
Lyrics
Omandimma - johnprince
...
......okwa mgbirigba akuwakwa...ahah...okwa ebenebe egbuokwa...
Johnprince nwa eze okeh..
omadimma....ima mgbe ji ji'epu ome...Ima mmawu n'ekwerum egwu...Ima mmawu n'ekwerum egwu...
mmawu ndi ezeoke oh..
ìsí n'anyi bu nwanne mana Anya jebezie igbuwam azu..
mana anyi jebezie ipiwam azu
ndi iwe n'obi na oche neze..oh..
ASI na oji ofor ga-ana..
omeife jidekwa ofor..oh.
n'omeife jide ofor oh..na ofor n'ogwu bu mmeri ayi..
I mara mgbe anyi n'egbu nkwu
imma mmiri eji enye anyi nri?? Kam juo ima mmiri eji enye anyi nri??
okwa n'ebe any n'achu ego..oh
okwa maka chi n'emere m.. ife na chi na gurum egwu
okwa ma ka na chim nejerum ozi
ikpowa ya ogwu ego ayih...
okoro gbakwa mbo debe ego
I buru ogbenye ruo nisi nka..oh
imara iburu ogbenye jibe nisi nka ima na agwa gi ama dimma
(Oma di mma)
iyiokoko iyo oh oho...
okwa izosia election idaa....
ibido choba nwanne oh..
ima na ndidi bu ije enu oh maka n'onye
nwuru anwu ama bia ozo
Ka'm jelibe ije uwa moo..oh
ka okwa egwu ka m ji puta ogbo oh
ima mgbe ji ji epu ome ima mmawu nekwerum egwu
ima mmanwu n'emerum ife
mmanwu ndi ezeoke
(OMADIMMA)
....ayii..iyo..oh..oh
(OMADIMMA)
...ayii...JOHN PRINCE nwa ezeoke oh..
(OMADIMMA)
....ayii..ma anyi eburo cornvoile..
(OMADIMMA)
...ayii..ma anyi anwuro mmaya
kwu n'oku oh..
(OMADIMMA)
...ayii..anyi buru ogbenye jewe nisi nka oh..
(OMADIMMA)
...ayii..iyo oh wowowo...oh
(OMADIMMA)
....ayii...ma anyi emerie fine boi
(OMADIMMA)
..ayii..mgburugbu akpa ego oh..
(OMADIMMA)
..ayii..pay the bills ka obu ugwo oku..oh..
(OMADIMMA)
...ayii okwanu igba anyi ji agwa ndi mmuo..oh
(OMADIMMA)
.....iyio oh oh eyeah..
JOHNPRINCE nwaezeoke..oh..
ariri obuoeh...