Loading...

Download
  • Genre:Jazz
  • Year of Release:2024

Lyrics

Ehee

Meks nwa Ohabuenyi, Na mu nekwunu

Umu Igbo

Ana emekwali

Ona abakwali

Eti okwe eri okwe , Ona abakwa

Na Nke onye chili nya zelu ooo.

Oyolima!


Asi Na ndidi amaka.

Ndidi bu ogwu uwa

Asi Na onye ndidi, n'eli azu ukpo.

Eji Oso Ali osisi Oji,

Na nwayo nwayo , keji alacha ofe Di oku.

Ejike eme uwa? Hehehehe


Onye ndidi n'eli azu ukpo okwa nu Ife anyi kwuru nu

Onye ndidi n'eli azu ukpo okwa nu Ife anyi kwetelu

Omelo nizu ome n'onwa , okwa nu Ife anyi kwuru nu

Omelo nizu ome n'onwa okwa nu Ife anyi kwetelu nu ..

Ndidi k'anyi Ji aga nu

Onye oma gi nwelu ndidi

Maka Na onye m'echi nu , echi ebuka oooooo.


Ndidi amaka nenuwa nu Kam nekwu nu

Obulu nanyi welu Ndidi, ihe ga Adi mma oo.

Obe onye Ji Oso lulu konyije gelunu

Nwannem Biko welunu Ndidi nife Gadi mma oooooo


Asi noji nwayo ade Emelu Alu

A patient dog , they say , eats the fastest bone.

N'ilo Na asi gabia nu, mana onye ndidi , Noga enwe mmeli nu

Onye mazi echinu

Maka Na echi di ime , ma kwolu Nwa Nazu nu .

Onye Mazi echi nuwa nanya ka anyi Na Aju nu

Onye mu Uche chukwu, nuuuuuwa

Asi na Ife Di oku GA eneche nu juo oyi nu

Onye bu chi Ibe ya nu

Asi Na mmiri zoo tatanu, na omeche Na anwu ga awalili nu .

Ana ekpuchi onwa aka?

omelo nizu,...ome n'onwa.

Nwayo nwayo,

Ona abanyesi nu


Onye ndidi n'eli azu ukpo okwa nu Ife anyi kwuru nu

Onye ndidi n'eli azu ukpo okwa nu Ife anyi kwetelu

Omelo nizu ome n'onwa , okwa nu Ife anyi kwuru nu

Omelo nizu ome n'onwa okwa nu Ife anyi kwetelu nu ..

Ndidi k'anyi Ji aga nu

Onye oma gi nwelu ndidi

Maka Na onye m'echi nu , echi ebuka oooooo.


Kambulunu - keneonyoma bialu uwa odogwu,

Chukwudi Nwa Onu, nwannem Gikam Na akpo nu/

Onyeoma bialu uwa odogwu nisobili nu .

Onye Kam Ne kwuzinu ,

Isi nebu ogidi

Ambassador - Solomon-Chukwudi nwa Onu ,

Na Okpo umuoma community kisi ejezinu,

Udoha 1, of Ezike oba.


Chief-Udoha Na EzikeOba nigadinu

Na nke chi nyelu- onye nenuwa Koji ejenu,

Ndidi kiji ejenuuu Nwa mama


Udoha

Onye Ndu,

Na ndidi kiji aganu

Ana amazi aka?

Emelu enu emelana ,

Nisi g'echi Eze nenuwa-noga echilili nu

Obuzi onye bu chi Ibe ya nu

Aga efiche Akalaka nu


Isi nebu ogidi onyeoma biko bianu

Onyeoma nigadilili nuuuu


Ai si nIjebe jebe -

Udo esolu gi-

Inaba naba nu odogwu Udo esolu gi

Chief Udoha nezike oba nigadinu

Onyema bialu uwa odogwuu nidimma



Nife eji amalu odogwu nenuwa nu, bu nu Ife odogwu neme nu,

Chief Udoha 1 Na , EzikeOba,

Nnukwu mmadu ,

Na nke onye Neme nenuwa , ke ekwe Na akpiya nu

A visionary leader

The president general, Okpo youths Association.

Asi Na ka mmili azokana nenuwa, no omecha Noga akolili

Maka Na agbalaka nazo Ani , onye Ji Ji Gana akonu,

Na Onu kwubezinienu,

Chief Udoha , Aga ekwuzi Maka Ife ineme no Okpo community,

Olu Ina aluzi nu

A leader with a vision,

Agam ekwuzi one Yalu one,

Na gi bu founder ; Concerned Igboeze north youths (CINY)

Otu na gba mbo Maka odimma Igboeze north.

A gathering that became , a movement.

Asi Na Afa onye nedu ya nu,

Na Udo oranile , kinachozinu

Osimili ana atata nenuwa kamu najunu

Anazo Eze azonu ,


Chief Udoha,

Na gi bu Formal chairman

97ages , no Okpo umuoma.

Formal chairman and founding member _ great global Star club of Nigeria .

Formal chairman love brothers people's club of Nigeria.

Chairman Igbo Eze North football family

Currently PA to president Ohanaeze Ndigbo Lagos state

CEO chysole Networking company Lagos

CEO chysole ideal perfection ltd Lagos

CEO Udo-oha properties ltd Enugu


Anejeje ananana nigadilili nu/

Onyeoma bialu uwa odogwu, nidimma_

Ai si Nijebe jebe

Udo esolu gi

Inaba naba nu nwannem Udo esolu gi-

Chief Udoha nezike oba gi Kam nakpo negwu

Onyeoma niso bilinu , nuwa


Ejebeziem ikpuiga Kamje kenenu odogwu nu,

Nwanne eji eje mba nu , nisobili

Asi Na Anya afulu Ugo nwulibanu,Maka Nala afu dada.

Onye Kam nekwuzinu,

Chief Dr , chukwurote Damian Odo , JP

Na ikpuiga kisi ejezinu

Messiah Na Nsukka

A philanthropist,

Chief executive officer ; Chirote Ogadimma investment global limited.

Founder; Chirote Ogadimma foundation.

JP, Na nwayo nwayo kiji ejezinu

Ana amaka nu,

Na chukwu nyelugi Onyinye nu

Iwe na enyezilu ndi mmadu akanu

Na Makiya kiji bidonu; Chirote Ogadimma foundation.

Na Enuguezike Na anyi jizigi eme onu nu


Chukwurote JP nwodo niso bilinu

Aguba nagulogi , nonye ilo so gunu

Messiah Na Nsukka nifi ineme Na anyi Na afunu.


Kam bulu egwum we choba ndi obodo Ji ejezinu

Okpo umuoma nenugwu ezike Kamu neje Zi nu/

Ndi Chukwu gozilinu nuwa nwannem Nafa Julu eju nu

Na ndi chukwu gozili nenuwa , Na fa Erika nu

Nonye kanyi nachozinu,

Chief idoko Solomon Charles

Ebubechukwuzo ne Enugu ezike

Team Solcharlse

Ogalanya nwele Obi Sali Sali

Asi Na odogwu abulo guy name

Nife eji malu onye kekwe nakpiya nu

Na Agam niru kina achozi nu.


Onyeoma eji Eje mba team SOLCHARLES odogwu nu

Naguba maguloyinu Na onyilo sogu nu

Team Sol Charles odogwu -nidimma


Asi Na obodo obuna nwelu ndi fa Ji ejenu ,

Nebee kanyi nozinu

N'isiugwu ejagu,

Nonye kanyi nachozinu,

Nnukwu mmadu, n'isiugwu ejagu nu

Chief Dr Chris, Onyekachi Simon,

Donchris odogwu

Mkpuluoma 1 Na Enuguezike.

Nife onye Neme nenuwa keji echetiya nu

Naguba maguloyinu, imazialu Na onye iro sozi gunu .

Chief executive officer, total value integrated services.

Founder ; Cosim foundation.

A philanthropist

Anyi aga ekwubezi Maka ndi inyelu aka nu

Ka anyi aga ekwuzi Maka infrastructure,

Onwezili onye Ifeoma Naso nsonu

Dr, nisozi nifoma melu ndi banyi nu


Chief Dr Chris Onyekachi nigadilili nu/

Na nke ineme nenuwa, nayi nafunu

ogologo Ndu kayinayozi nuuu


Anyi ebuluzie egwu Kanyi jebezienu Enugu nu


Nonye kanyi nachozinu

Chief Godwin Chinedu Idoko

Nnukwu mmadu

Chief executive officer; WINNY G autos

Na motor kina atubata zinu ,

Maka Na ekwubezie Maka WINNY G autos, ekwubezie Maka ugbo Ana Julu oyi nu.

Asi Na nke onye Neme kekwe Ji akpoya nu.

NIsokwazi Na ndi Amaja jibilinu

Mana Ndidi kiji ejezinu. Oji nwayo Ada Emelu aru nu.

Chief goddy idoko onyeoma nigadinu

Onyeoma bialu uwa odogwu nidimma


Keduzi Maka

The barrister,

David Chijioke Odugu

Nnukwu mmadu.

Distinguished barrister.

Na Amaja Enuguezike kisi ejezinu

Legal officer, Na ministry of Justice, Enugu State.

Chief executive officer; Dave more marbles, doors and tiles.

Your services to humanity, and your people, is second to none

Maka nife onye Neme nenuwa, keji echetiya nu.

Dave more, Nanyi jigi Aba nu.

Aga ekwubezi Maka Aja Ina achuzi nu

Ka obodo anyi dimma nu


Dave more marbles onyeoma nigadinu/

Nanki ineme nenuwa Na Anyi Na afunu

Nai si nijebe jebe -paaaa

Udo esolu gi- haaa

Inaba naba nu odogwu

Ifeoma esolu gi- paaaa

Inejeje inanana nifoma soyi ejenu

Odogwu nigadinu nuuuuu


Keduzi Maka

Unbeatable

Timothy Okechukwu idoko

Unbeatable global

Chief executive officer:

Blessed Unbeatable global enterprises .

Na Plumbing material kina atuzi nu

Na Benin city kinozinu

Nwanne mmadu

Chairman; Beloved brothers Club, of Enugu ezike.

Odogwu nwelu Obi Sali Sali nu

Na nwayo nwayo kiji ejezinu

Ana amaka ?


Unbeatable global nwannem nigadinu

Onyeoma Biko bialiiii nidimma

Nai si nijebe jebe

Udo esolu gi- haaa

Inaba naba nu odogwu

Ifeoma esolu gi- paaaa

Oganiru nenuwa Nyaka anyi naronu-

Odogwu nisobili nuuuuu


Anyi ejebezienu Onitsha ado

N'Onye kayi Na achozinu

Christian nnamdi Azegba

Ceo

Sir Chris multi links

Onyeoma bialu uwa

Na Amaja Enuguezike kisi ejezinu

Odogwu Neme koranun

Nwanne Dina mba!

Na nwayo nwayo kiji ejezinu

Oji nwayo Ada Emelu aru nu

Odogwu sir Chris nwannem Biko bilinu-

Onyeoma nigadinu uuuuu


Anyi ejezienu kanyi Kenenu odogwu nu

Nonyezi kayi Nachonu?

Nnukwu mmadu

Chizoba Ogbonna ,

Chillobest!

Na Amaja Enuguezike kisi ejezinu

Ceo; chillobest fabrics

Nwanne mmadu

Odogwu nisobilinu

Chillobest odogwu nidimma


Keduzi Maka,

Obele Nwa nemesi ifikenu

Na Amaja Enuguezike

Nonyezi kayi nekwunu

Apeh Solomon Chikwado

Sodak investment.

Nnukwu mmadu,

Ulaga nachu odogwu Oso.

Sodak, Nisozibilinu

Sodak investment odogwu bianu/

Nnukwu mmadu Odogwu nidimma


KAnyi jekwazianu Enugu nu

Nonyezi kayi Nachonu

Nnukwu mmadu

Chief-Ogbu nkwotonkwo

Nonye kayi nekwuzinu

Friday Onoja

Idey holdings

Nwanne mmadu

Na motor parts kina atuzinu

Asi Na nwoke nibie Ra bu no onunu.

Odogwu Malu over.


Onyeoma nigane Je nigana abatnu/

Amala chukwu nenuwa kayi nayonu/

Onyeoma bialu uwa odogwu nisobilinu_


Keduzi Maka nu

High chief Omeiheukwu nu

Nu umuogboulo

Nonye kanyi nekwuzinu

Omeke chukwebuka

CEO; Henry interiors, Na Abuja nu.

A big malu over

Vice President; AKA EKPUCHI ONWA FRIENDS CLUB .

Omeiheukwu,


Henry nwokeoma nwannem Biko bianu

Onyeoma nisobilinu uuu


Anyi ejebezienu Onitsha Enugu nu

Ummuossai , no onye kanyi Na achozinu

Chief-James, Ayogu Ome .

Jamanty.

Nnukwu mmadu!

Papa nnukwu ,

CEO; jamanty driving school.

First driving school, ne Enugu ezike.

Papa Ada EzikeOba

Okongwu nasu Oyibo nu

Jamanty!

Pappy keduzi Ifeanyi na awota nu

Asi Na mmadu abulo Chukwu nu

No ochu Nwa okuko nwada ,

Ma nwokuko nwe ngwengwe Oso nu.

Onyebuchi Ibe ya nu

Asi Na Oji Ofor ga ana nu, for sure

Jamanty, Na gi kenezielum loloyi nu

Mama, Josephine Ayogu.

Nne muru ola nu

Mama umu Ossai!

Nife Chidelu nenuwa , Noga Adililinu

Ana ekpuchi onwa aka nenuwa Kam naju nu? papa, inanu ifemna ajunu


anyi ejebezienu nu umu ogbuagu nu,

Nonyezi kayi Nachonu

Nnukwu mmadu

Able Barrister

Richard Eke -Nwa Boom

Asi Na nke onye Neme kekwe nakpiya nu

Maka nifi ineme nanyi nafunu

N'onyinye chukwu nyeluyi nu, nanya kijizi edozi banyi nu

Maka Na chukwu nyeluyi ogugu Isi nu , ma nyezie amamu Ife nu.

N'okwu inekwu nu nanyi Na amuti Ife nu.

Asi nebe anadu nwa nzuzu odunu, ka Nwalife Na amuti Ife nu .

Able Barrister,


Inejeje inanana nigadinu

Amala chukwu nenuwa nanya kanyi nayo nu

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234
          -You can log in via below methods-
          Reset password via e-mail
          -or-
          Reset password via e-mail
          If you have any questions, please feedback on Boomplay App or send an email to [email protected].

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status