Odogwu Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Ihe ọbụla na bụghị aja
Tụtụrụ ya tufu o
Onye ọbụla na agbaghị egwu
Chụpụ nụ ya ebe o
Odogwu Odogwu Odogwu Odogwu
Pụta na ọgbọ ka awụ ọ gi anya ee hee
Onye ana ekwu maka ya maka ya apụtawo na ọgbọ
Amụ ọ nwoke ya bụrụ nwoke
Amụ ọ nwoke ya bụrụ nwoke
Amụ ọ nwoke ya bụrụ odogwu
Amụ ọ nwoke ya bụrụ nwoke
Amụ ọ nwoke ya bụrụ odogwu
Aheeeeee eticha go anyi washere
Aheee eee ee anyi abata go
Aheeeeee eticha go anyi
Aheee eee ee any abata go
Anụmụ vakriva iye
Boys ebute go ike iye
Ụmụaka dọrọ ọku iye
From high tension iye
Ụmụaka ji iwe ọku iye
Na efe bundles iye
Ụmụaka na eti eti iye
Iwụgharia awụ gi nala iye
Iwụgharia eti gi gwogwo iye
Anamụ anụkwanụ ife iye
Ụmụ aba na awakwa anya iye
Ụmụ aba na etikwe eti ti ti ti ti
As gbedu enter party starter
Popping bottles in the air oh
For money matters na men dey run am
Plenty shortees in the place
Is about to go down
Ebelebe iga egbu nmadu
Ukwu nwa ga egbu nmadu
The way you rocking it
Make me just dey pay dey dey
Aheeeeee eticha go anyi washere
Aheee eee ee anyi abata go
Aheeeeee eticha go anyi
Aheee eee ee any abata go
Anụmụ vakriva iye
Boys ebute go ike iye
Ụmụaka dọrọ ọku iye
From high tension iye
Ụmụaka ji iwe ọku iye
Na efe bundles iye
Ụmụaka na eti eti iye
Iwụgharia awụ gi nala iye
Iwụgharia eti gi gwogwo iye
Anamụ anụkwanụ ife iye
Ụmụ aba na awakwa anya iye
Ụmụ aba na etikwe eti ti ti ti ti
Odogwu Odogwu Odogwu Odogwu
Pụta na ọgbọ ka awụ ọ gi anya ee hee
Onye ana ekwu maka ya maka ya apụtawo na ọgbọ