Loading...

Download
  • Genre:Others
  • Year of Release:2024

Lyrics

Umuaka! Umuaka!

Enyi Maazi Agu!

Umuaka! Umuaka!

Enyi Maazi Agu!

Umuaka! Umuaka!

Enyi Maazi Agu!

Umuaka! Umuaka!

Enyi Maazi Agu!


Egwu a bụ egwu mmụta, maka akụkụ ahụ anyị dị iche iche (ọkwa ị na-anụ)

Egwu a bụ egwu mmụta, maka akụkụ ahụ anyị dị iche iche

Ọ bụ Maazi Agu, na Chinaza Ada Igbo. (Eh!)

Egwu mmụta

Anyị ebido!

Maazi Agu, Chinaza Ada Igbo. Egwu mmụta. Ijikerere, mkpakololo!

Ay yeh yeh! Ay yeh yeh! Iyah!

Ijikerere, mkpankololo!

Ay yeh yeh! Ay yeh yeh! Iyah!

Ijikerere, mkpankololo!


Umuaka, ndeewonu oo!

Ndeewo!

Ihe anyị ga-amụ taa bụ akụkụ ahụ anyị dị iche iche.

Iyah! Ijerere, mkpankololo!

Ngwanụ, head isi!

Head isi!

Eyes anya!

Eyes anya!

Ear nti!

Ear nti!

Nose imi!

Nose imi!

Mouth ọnụ!

Mouth ọnụ!

Iyah! Ijerere, mkpankololo!

Tongue ire!

Tongue ire!

Teeth eze!

Teeth eze!

Hand aka!

Hand aka!

Finger mkpisiaka!

Finger mkpisiaka!

Stomach afọ!

Stomach afọ!

Iyah! Ijerere, mkpankololo!

Leg ụkwụ!

Leg ụkwụ!

Back azụ!

Back azụ!

Knee ikpere!

Knee ikpere!

Toe mkpisiụkwụ!

Toe mkpisiụkwụ!

Shoulder ubuaka!

Shoulder ubuaka!

Iyah! Ijerere, mkpankololo!

Elbow ikpereaka!

Elbow ikpereaka!

Hair ntutu!

Hair ntutu!

Waist ukwu!

Waist ukwu!

Bottom ike!

Bottom ike!


Ay yeh yeh! Ay yeh yeh! Iyah! Ijikerere, mkpankololo!

Ay yeh yeh! Ay yeh yeh! Iyah! Ijikerere, mkpankololo!

Oooooh! Aaaaah! Ah! Maazi Agu


Ngwa, metu isi gị aka (isi gị)

Metu aka gị aka (aka gị)

Metu nti gị aka (nti gị)

Welu aka gị elu (aka gị)

Metu ire gị aka (ire gị)

Metu eze gị aka (eze gị)

Metu ikpere gị aka (ikpere gị)

Metu afọ gị aka (afọ gị)

Metu azụ gị aka (azụ gị)

Metu ntutu gị aka (ntutu gị)

Metu ụkwụ gị aka (ụkwụ gị)

Metu olu gị aka (olu gị)

Metu ubu gị aka (ubu gị)

Metu ubu gị aka (ubu gị)

Gbawaram egwu!

Metu ike gị aka (ike gị)

Eeeeh! Aaaah! Ah!

Iyele yele yele! Yeeeeh! Yoooh!

Ay yeh yeh! Ay yeh yeh! Iyah! Ijikerere, mkpankololo!

Ay yeh yeh! Ay yeh yeh! Iyah! Ijikerere, mkpankololo!

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234
          -You can log in via below methods-
          Reset password via e-mail
          -or-
          Reset password via e-mail
          If you have any questions, please feedback on Boomplay App or send an email to [email protected].

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status