
Abia Rama Bia Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2024
This song is not currently available in your region.
Lyrics
Abia Rama Bia - Adazion Ij
...
Abiara m abia, abiara m be GI oo! Abiara abia oo!
Agụ Udo, Abiara m abia, Abiara be GI oo! Abiara abia aaa!
Instruments….
Okemmuo Abiara nu meeee!
Chorus: Abiara m abia, Abiara m be GI oo! Abiara m abia aa!
Abiara nu meeee!
Chorus(Abiara m abia, Abiara m be GI oo! Abiara m abia aa!
Instrument…
Abiara m ooo! Abiara me be GI ooo!
Abiara m eeeeh!!!
Chim, Abiara m oo! Abiara be GI ooo! Chioma!
Onye Mmuoo Abiara m eeh!
Agụ Udo na Abiara m abia, Abiara me be GI oo! Abiara m abia
Mmiri na Ari ugwu, Abiara m abia, Abiara m be GI oo! Abiara m abia a!!!
Instrument…..
Abiara m ooo! Abiara m na Obi eze
Abiara m eeeeeh!!
Abiara m oo! Abiara m na Obi Nna m ukwu
M keneya na nke omereme!! M keneya na nke omereeee! M kene oo! Na nke imere ooo!
M Yiri akwa ohuru Bia aaa ooo! Ka m Bia si GI Dalu na Imeka ooo!
Dalu ooo! Dalu ooo!
Dalu ooo! Dalu oooo! Odogwu Nna m ukwu eeeh! Dalu Odogwu Nna m ukwu eeeh!
Ayaaa inuru m bu ayaaa mmuo
Dalu eeeee!!
Dalu Odogwu Nna m ukwu eeeh!!
Dalu Odogwu Nna m ukwu eeeh!
Ayaaa inuru m bu ayaaa mmuo
Oru iruru m bu oru mmuo
Nwa iyere m na Obu nwa mmuo