Men ft. Aguero Banks & Highstarlavista Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2024
Lyrics
Odia
Buta
Kola
Kola boy
Onye Anwuru (seh)
Esom na men eji ndi eke amaja jukwa ese n' obi agu
Ijee Abakpa-Nike umu-aloba there jicha matters m agwo aju
Ifu ebe men n' ese formation ka o suwelu ka a na-atu
Anya obara obaro anya n' enu o jesus ka a na-afu
Jesus ka a na-afu
O result ka a na-achu
Jesus ka a na-afu
O result ka a na-achu
E needilom I sigi na Odia ka kola o ibia ifu ya na Anya gi
Kam golukwa afia na onuasata ha asim na otegokwa The Hero anya gi
Men na trapu eke tinye alu e loose guardia boy okwa na akpa gi
And ogbe ga enye gi option ihe choose dependi na ihe na akpa gi
Esolom na ndi eji eke amaja
Before G Lock enwem maja
Before Bitcoin emem matters
Before this funds emem Pala
Before senior maintain aguo government anyigo ka anyi bombuwula Obama
Before anyi see canadian loud nime Ogbe anyi trap cha ghana
Anyi nona azu St. Paul's e sewaa since morning o demons ka anyi na- achu
Everyday na ilu olu a adia afu anybody o jesus ka anyi na- afu
Aloba anyi kponyelu early pai pai sim why me o Dbanje ka oga aju
cos we put our money where our mouth is asusu ego ka anyi na asu (Onye Anwuru)
Esom na men eji ndi eke amaja jukwa ese n' obi agu
Ijee Abakpa-Nike umu-aloba there jicha matters m agwo aju
Ifu ebe men n' ese formation ka o suwelu ka a na-atu
Anya obara obaro anya n' enu o jesus ka a na-afu
Jesus ka a na-afu
O result ka a na-achu
Jesus ka a na-afu
O result ka a na-achu
Buta
Na iyi timber banye timber land
Guy aga etiche your timber
Ima akpo ginger men nwuga Limca
Men ga short your calendar
Nwoke bu ebube ebube
Ebubedike ka Pete Edochie
Nwoke nwe ezigbo omume
Men na achozim kanyi machie
Okwa iche na Thugbloc bu for ndi nwapa
Butuo
Till any nwezie na isi aja
Onye nwete jam nwete Kola
Ndi nweru oku igbanye solar
Oburo Jesus power
O powerless power be guided in your antenna
Men chuba mgbada ka nchi na
Sopu aka enwe na larva
Ibeh my team I'll give you a deal
Stop psyching and all these egwuregwu
Esom na men eji ndi eke amaja jukwa ese n' obi agu
Ijee Abakpa-Nike umu-aloba there jicha matters m agwo aju
Ifu ebe men n' ese formation ka o suwelu ka a na-atu
Anya obara obaro anya n' enu o Jesus ka a na-afu
Jesus ka a na-afu
O result ka a na-achu
Jesus ka a na-afu
O result ka a na-achu