Akoro ft. Able C Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Akoro ft. Able C - Mr M & Revelation
...
ije!!
Jesus Christi, Nwa David the son of God
hallowed be thy name
I call you Eribe, the river that never runs dry
Hallowed be thy name
in the presence of God, there's fullness of joy, at his right hand, there are pleasures evermore.
in the presence of God, there's fullness of joy, at his right hand, there are pleasures evermore.
akoro Maro O'Mara
akoro ofeka ofebe
Jesus bu odogwu
Jesus n'eme ihe siri ike
agbabam n'ime Jesus oo, Jesus we nabata mu
onwe ku ye mu oku
ndum we wuwe ewuwe
ahh ahh
I dey shine in the morning
I dey shine Day and night
Maka na chim bu eriwa agwu agwu
akoro akoro
akoro Maro O'Mara
akoro ofeka ofebe
Jesus bu odogwu
Jesus n'eme ihe siri ike
akoro Maro O'Mara
akoro ofeka ofebe
Jesus bu odogwu
Jesus n'eme ihe siri ike
onye n'eme ihe siri
Jesus n'eme ihe siri ike, ayoo!! Jesus n'eme ihe siri ike
onye n'eme ihe siri
Jesus n'eme ihe siri ike, ayoo!! Jesus n'eme ihe siri ike
Eribe Eribe
eriwa agwu agwu
eriwa agwu agwu
o Jesus'm
eriwa agwu agwu
eriwa no nebe m
Eriwa agwu agwu
Jesus asogbu m
eriwa agwu agwu
akoro akoro
akoro Maro O'Mara
akoro ofeka ofebe
Jesus bu odogwu
Jesus n'eme ihe siri ike
akoro Maro O'Mara
akoro ofeka ofebe
Jesus bu odogwu
Jesus n'eme ihe siri ike
celebrate Jesus