Udo ft. Fanzy Papaya Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Songito nwa mama o
Ya na Fanzy papaya o
Anyi eburu egwu bia oo
Igede
Ifunanya n'enwero udo n'obu njo
Ifea bu kwa nnukwu njo n'emebisi obodo gbogbo
Ifunanya n'enwero udo n'obu njo eh
Obere njo nnukwu njo ha n'ile bu njo
Songi le le le Songito le (Oh ikwa)
Songi le le le Songito le (Oh ikwa)
Songi le le le Songito le (oh ikwa)
Songi le le le Songito le (Oh ikwa)
Onye si kwa n'anyi amam bi
Jee gwa onye ahu n'anyi ebiligo
Otolo gba ya na ndu gba ya na onwu (Oh ikwa)
Oke nikita Lacha ya Anya(Oh ikwa)
Olaru kwanu ma ya etete ne (Oh ikwa)
Ifunanya na enwero udo n'obu njo
Iyo oh oh oh eh
Ifunanya na enwero udo n'obu njo ehh
Ufodu enyi n'eme ka nwanne (Oh ikwa)
Ebe ufodu bu otom egbu moh (oh ikwa)
Onya bu kwa enyi mere enyiya eh (Oh ikwa)
Onye ibu na obi obu ya ga egbu gi egbu (Oh ikwa)
Iyo oh oh oh eh
Nwa amuru na mba tòò na oga ana eh
Okwu ekwusiri nwo iyi na ogbapuru n'afo
Nwa amuru na mba tòò na oga ana ehh
Okwu ekwusiri nwo iyi ikwò ofor na ala n'ogaeme
Unu afugo nu n'ifenwe ejeke eme chaii
Songito na Fanzy papaya anyi para egwu
Anyi ejikere go
Nke emere juo oyi
Biko si emekwa na ozo
Iwe mmadu n'odikwa oku
Onye emena njo na Obele njo bu njo
Mana onye kwuru oto achoba onye ga akwatuya
Onye kwu dulu (Oburo)
Onye debelu (Oburo)
Kee onye na aba (Oburo)
Afo mu oo
Isi mu oo
Onye kwu dulu (Oburo)
Onye debelu (Oburo)
Kee onye na aba (Oburo)
Afo mu oo
Isi mu oo
Nwetibe olololo olololo olololo
Songi le le le Songito le (Oh ikwa)
Songi le le le Songito le (Oh ikwa)
Songi le le le Songito le (oh ikwa)
Songi le le le Songito le (Oh ikwa)
Onye si kwa n'anyi amam bi
Jee gwa onye ahu n'anyi ebiligo
Otolo gba ya na ndu gba ya na onwu (Oh ikwa)
Oke nikita Lacha ya Anya(Oh ikwa)
Olaru kwanu ma ya etete ne (Oh ikwa)
Ifunanya na enwero udo n'obu njo