Morning Dew (Live) Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2018
Lyrics
MORNING DEW
O chukwu nna
Mgbe na wahari n'ujo
Chetuwa dum
Nke aka gi mere
Hu kpakpando
We nu uda nke egbe eluigwe
Ike nke gi
Juputara ebe nile
Obim nwe buo
Onye nzoputam nye gi
Idi ukwu gi
Idi ukwu gi
Obim nwe buo
Onye nzoputam nye gi
Idi ukwu gi
Idi ukwu gi
Ihe nile banyerem
N'emetu chukwu n'obi
Echiche udo
Na oganiru ka ona echere mo
O gaghi ekwe
Ka Echiche ndi iro mezuie
Amara chineke o bara uba
N'ebem no
Amara'm n'ipuru ime ihe nile
Amaram na adighi egbochi nzube
Nke sitere na gi
Amaralam
Amaram n'ibu chukwu
Ekwueme
Oji obara akpu nwa n afo
Chika dibai le
Onye na eme nma
Onye na agwo oria e
Nke sitere na gi
Amaralam
Amaram n'ibu chukwu
I gosirim obi ebere
Mgbe m n'adighi ike
I gosirim obi ebere
Mgbe m n'adighi ike
Mgbe m no na olili onwu
Iwe zoputam
wee me kam guzo
N'ebe di elu
N'ebe di elu
I gosirim obi ebere
Mgbe m adighi ike
I gosirim obi ebere
Mgbe n adighi ike
Okaka okaka
Eze idi ebube
Aha gi juru eligwe
Ju uwa
Odighi onye gi na ya
Na achi eze
Odighi onye gi na ya
Na achi n'elu uwa
Okaka okaka
Eze idi ebube
Aha gi juru eligwe