![Onye ga abu nwannem](https://source.boomplaymusic.com/group10/M00/05/09/429cfddf65e940c3b51d65943fde018c_464_464.jpg)
Onye ga abu nwannem Lyrics
- Genre:Hip Hop & Rap
- Year of Release:2024
Lyrics
Onye ga abu nwannem - Kingseballos
...
Eribeem nke Mmadi akwa imana akam di ocha that’s why I sail my ship okwa imana ugbom na agba
My time is here okwa ima na Ogem na Abia
, gbakwa mbo ka ikpata maka na onye ji ego nwe mba
H
Am still so young but am looking for the truth
I Work so had taking good care of dews
I work so hard I am grinding from the root
Nga agbagide ndi ocha Nzama Till mbute ego na boot ,
I too get pride Amarom etu esi Ayo ayiyo
Obu na me Ejiro Nkem iga Enye kwa m nke gi abulo
Onye ewe niwe onye ebuna ibe ya iwe na Obi
Aya na apiri okpo ma onye asu na Ibe ya mma na Obi
Onye ga Abu nwannem , Ife Nji na akpa gwuchaa aloba ika ga abu nwannem ,If I wasn’t successful aloba ikaru Ibu nwannem ,I wish ur own heart is pure because my heart is pure
Ibu ezigbo nwanne
Onye ga Abu nwannem , Ife Nji na akpa gwuchaa aloba ika ga abu nwannem ,If I wasn’t successful aloba ikaru Ibu nwannem ,I wish ur own heart is pure because my heart is pure
Ibu ezigbo nwanne
Ife nwoke Nyelu Nwoke Nuwa bukwa nga jide
Emeka jide jide ejiro Emeka enyekwa jide Ife jide ejide
Jide wee mechaa kpata ego jide ga emere Emeka Ife Emeka Ebido golibe
your time nwee Ike ibu taa echi nkem Amalite
Never look down on nwa guy aputa echi nwa guy nwelike ime gi Eze
Inwa na anwa rie ego nwa guy aputa echi
Nwa guy Nwere Ike igbagi egbe
Anya ga na enwe añuri Makana Ikuku ego na eku
Maka ifuru Igbo na Akam Ichee na mbu efuru efu
Odikwa egwu
Imana Omena ga adi
I cant hate my culture Maka akiko Akoro anyi
Odebendi ga Adirndi Maka na Otego Odi bu adi
Onye ga Abu nwannem , Ife Nji na akpa gwuchaa aloba ika ga abu nwannem ,If I wasn’t successful aloba ikaru Ibu nwannem ,I wish ur own heart is pure because my heart is pure
Ibu ezigbo nwanne
Onye ga Abu nwannem , Ife Nji na akpa gwuchaa aloba ika ga abu nwannem ,If I wasn’t successful aloba ikaru Ibu nwannem ,I wish ur own heart is pure because my heart is pure
Ibu ezigbo nwanne
Ana Aru oru Ana aru uru
Mana uru Ana aru ama mkari oru
Imana mgbe m na Ebu onu
Umunwa na akobu m onu
NWeliwe we jee tuba olu kita ha fuu na nkwu na oku
Hancha na achoxi iñun onu
Ndi iro choro igbam akwukwo mana mputa mkpelu onum,
ndi irochoro iri my right mana muna ekwere Onowu
Egbe ga Ebe ugo ga Ebe Igbo anyi ga na ebi na Udo onye agbakwana Ibe ya egbe
Onye emena ibeya Ife oga Abu oputa onarq na eche
Itete ula gbakwambo kenee Chineke
Because
I can’t love my fellow man
tufiakwa Abobi
Mdinaa nwoke ibem onye ga alazi chieneche
Because I gat eyes on bigger bag ibute akpa
Aloba