Onye-Nta (Mgbada) Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2024
Lyrics
Eeeh omo na me meehn Na me be the nice Berry
Seh Ogom nwoke bu Onye Nta Onye Nta oo Onye Nta
Ona agba nta na ime ofia mgbenine ona agbagbu anuoo
Ogenine ona agbagbu anuoo
Okuwa 10 ogom akpaghariwa na ime ofia
Okuwa 2 ogom akpaghariwa na ime nderi
Okuwa 3 ogom akpaghariwa kedu ife ona achodi ifea
OoNchi ka onachaoo ooNchi ka onachoo ka ogbagbute
Oomgbada ka onachooo ooomgbada ka onachooo ka ogbagbute
Oomgbada ka onachooo ooomgbada ka onachooo ka ogbagbuteee
Eeh na me be the nice Berry heh
Welu okwu nwa nke mmadu meluife
Iputa ututu igo ofor gbabambo malife
Phyno si na olu men bu na nderi 230
Ikana na eche ka pastor kwuo ya na pulpit ibu iti
Asian landlord all country Aza 360
Eziogo mu anya abali bata villa Nara chieftaincy
House warming party goohn pastor kpeche ekpere ruwa kwa oru diri MC
Aauww gbawa mbo now
Abobi gbawa mbo now eeh
Inugo na emeke golu Benz eeh chikezie gbara ani
Inolu na bed na eti oh my lord lord God when eeh
Mgbe men di busy na abani acho mgbada aga ata
Idikwa very busy then acholu asa iga ata
Maka na imaku maths eeh
Kita na ifugo doings ibia na edezi make i paste aza
Aza kill you there
Eziogo weldone
Yadaba
Seh Seh
Ogom nwoke bu Onye Nta Onye Nta oo Onye Nta
Ona agba nta na ime ofia mgbenine ona agbagbu anuoo
Ogenine ona agbagbu anuoo
Okuwa 10 ogom akpaghariwa na ime ofia
Okuwa 2 ogom akpaghariwa na ime nderi
Okuwa 3 ogom akpaghariwa kedu ife ona achodi ifea
OoNchi ka onachaoo ooNchi ka onachoo ka ogbagbute
Oomgbada ka onachooo
Ooomgbada ka onachooo ka ogbagbute
Oomgbada ka onachooo ooomgbada ka onachooo ka ogbagbuteee
Okwa imalu Emeka mpa ya bu pastor na ime okpoko
Same Emeka mma ya na eye akara na ime afia ojoto
Emeka the man servant back then na Oko poly Yoo
Na ime abani nwoke bu US army noro peace keeping na Syria laptop and phone bu kala
Mana ututu ifu ya na ime afia Abakpa imakwa
Chidozie na abani bu Jennifer
The boss way boss the boss way be the boss of my boss na loader
Asa si na olikiro smoker mama her father bu a dealer
Delilah i haller
Her likes gburu asama ojaaa
Kprrrrrrr
Kedu ife onachodi ifea
Oonchi ka onachaoo oonchi ka onachoo ka ogbagbute
Oomgbada ka onachooo ooomgbada ka onachooo ka ogbagbute
Oomgbada ka onachooo ooomgbada ka onachooo ka ogbagbuteee
Ur altamix